Rukky Sanda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rukky Sanda
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, ụlọ ọrụ ntụrụndụ, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoRukky Sanda Dezie
Aha ọmụmụRukky Sanda Dezie
aha ezinụlọ yaSanda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Ọgọọst 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
IkwuBolanle Ninalowo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ájá ájá Dezie
Ọrụ ama amaGold Diggin Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Rukky Sanda na "What's Within"

Rukky Sanda bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria, onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi. [1] [2] [3]

Mmalite ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya Rukayat Akinsanya, na 23 August 1984 [4] na Lagos Steeti . Ọ malitere ọrụ ya na 2004 mgbe ọ ka bụ nwa akwụkwọ na Lagos State University wee gaa n'ihu mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 2007 [5]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Sanda bụ nwa nwanne nna onye n'eme ma na-emepụta ihe nkiri nke aha ya bụ Bolanle Ninalowo.[6]

Ihe nkiri ndị ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Lethal Woman (2008)
  • Obscure Motives (2009)
  • Lovelorn (2012)
  • Miami Heat (2012)
  • Keeping My Man (2013)
  • White Chapel
  • The Seekers
  • Legal War
  • Campus Love
  • Keeping ny Man (2013) [4]
  • Gold Diggin (ya na Yvonne Nelson )
  • What's Within (ya na Joseph Benjamin )
  • The Relationship (2016) na Eddie Watson Jnr, Lisa Omorodion na Jennifer Eliogu

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. I’m no longer bothered by criticism – Rukky Sanda. punchng.com. Archived from the original on August 26, 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  2. Rukky Sanda’s love for tattoos. punchng.com. Archived from the original on August 26, 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  3. Rukky Sanda shows off in Range Rover Evoque. punchng.com. Archived from the original on August 23, 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  4. 4.0 4.1 Rukky Sanda, NAIJ, Retrieved 22 September 2016
  5. "Saturday Celebrity Interview: She’s not a Rookie! Nollywood Actress Rukky Sanda is Breaking New Grounds & Stepping on to Greater Heights", Bella Naija. Retrieved on November 22, 2014.
  6. Gists, Naija (2017-12-06). Bolanle Ninalowo: My Cousin, Rukky Sanda Gave Me My First Movie Role After My Record Label Failed (en-US).

Njikọ ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Rukky Sanda on IMDb