Bolanle Ninalowo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bolanle Ninalowo
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Mee 1980 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria, Ikorodu, Lagos Dezie
Dị/nwunyeBunmi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọDeVry University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
ahọpụtara makaCity People Entertainment Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

 

Bolanle Ninalowo, makwaara dị ka Nino, [1] bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Naijiria.


Bolanle Ninalowo at the 2020 AMVCA Panned

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu Ninalowo nwaa n'ime ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria, ọ rụrụ ọrụ mbụ dị ka onye na-akwụ ụgwọ n'ụlọ akụ dị na United States nke America [2] mgbe ọ laghachiri na Nigeria, ọ rụrụ ọrụ na Guaranty Trust Bank . [3] Mgbalị mbụ Ninalowo mere n'ime ụlọ ọrụ ihe nkiri Nollywood Naijiria bụ onye na-eme ihe nkiri. O mere ihe nkiri izizi ya akpọrọ Rebirth'. [4] [5]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ninalowo lụrụ nwanyi kemgbe n'ihu, wee kewa[6] [7] ma ná ha dozie la [8] [9] na ya na nwunye ya nke ha nwere ụmụ abụọ otu nwoke na nwanyị.

Ọ bụ nwanne Rukky Sanda, [10] [11] [12] onye na-emeputa ihe nkiri na onye na-eme ihe nkiri Naijiria. [13] Nino tụgharịrị site na Islam banye Christianity mgbe ọ chọtara ihe ngwọta nye nsogbu ya n'ime Akwụkwọ Nsọ nke o kwuru na abụrụla akwụkwọ ntuziaka ndụ ya. [14]

Ihe nkiri na usoro onyonyo ahoputara[dezie | dezie ebe o si]

  • When Life Happens (2020) as Cindy | with Lota Chukwu, Jimmy Odukoya, Wole Ojo
  • My Woman (2019) as Zara | with Seun Akinyele, Ujams C'briel
  • Accidental Affair (2019) as Kristen
  • Clustered Colours (2019)
  • Broken Pieces (2018)
  • Homely: What Men Want (2018) as Keji
  • Dance To My Beat (2017)
  • The Road Not Taken II (2017)
  • Love Lost (2017) as Rena
  • Girls Are Not Smiling(2016)
  • What Makes You Tick (2016) as Ann Okojie
  • Okafor’s Law (2016) as Kamsi
  • Better Than The Beginning (2015)
  • Bad Drop (2015)
  • Losing Control (2015) as Uche
  • Second Chances (2014) as Justina
  • Desperate Housegirls (2013)
  • Waiting Years (2009)

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ emume nturu ugo Ihe nrite Nsonaazụ Ref
2010 Ihe nrite Nollywood kacha mma Mkpughe nke Afọ Merie
2017 Ihe nrite ihe nkiri obodo Onye na-akwado ihe nkiri kachasị mma nke afọ - Bekee Merie [15]
Ihe nrite Nollywood kacha mma Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ ndu - Bekee Merie [16]
2018 Ihe nrite Nollywood kacha mma Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ ndu - Yoruba Ahọpụtara [17]
Ihe nrite ihe nkiri obodo Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke afọ - Bekee Merie

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Peters (2017-12-31). Why my marriage failed –Bolanle Ninalowo (en-US). Newtelegraph. Archived from the original on 2019-12-21. Retrieved on 2019-11-24.
  2. Gists (2019-05-05). Bolanle Ninalowo: I Was An Accountant In America Before Relocating To Nigeria (en-US). NaijaGists.com. Retrieved on 2019-11-24.
  3. I wish to find love – Bolanle Ninalowo (en-US). Punch Newspapers (29 May 2016). Retrieved on 2019-11-23.
  4. Nigeria (2018-03-21). My success story in Nollywood – Bolanle Ninalowo (en-US). Information Nigeria. Retrieved on 2019-11-23.
  5. I wish to find love – Bolanle Ninalowo (en-US). Punch Newspapers (29 May 2016). Retrieved on 2019-11-23.
  6. Why Bolanle Ninalowo And Wife, Bunmi Reconciled After 12 Years (EN). Nigeria News (News Reader). Retrieved on 2019-11-23.
  7. BOLANLE NINALOWO: WHY I SEPARATED FROM THE MOTHER OF MY KIDS (en-US). The Nation Newspaper (2017-11-04). Retrieved on 2019-11-24.
  8. Real Reasons why Actor Bolanle Ninalowo and wife reconciled after 12 years of separation (en-GB). Kemi Filani News (2019-01-17). Retrieved on 2019-11-23.
  9. Eze (2019-05-05). "My Wife and I are Doing Very Fine"- Bolanle Ninalowo (en-US). Eelive. Retrieved on 2019-11-24.
  10. Rukky Sanda's cousin becomes Nollywood's new toast (en-US). Pulse Nigeria (2015-05-13). Retrieved on 2019-11-23.
  11. Gists (2017-12-06). Bolanle Ninalowo: My Cousin, Rukky Sanda Gave Me My First Movie Role After My Record Label Failed (en-US). NaijaGists.com - Nigerian Entertainment News & Motivation Blog Business Ideas, Natural Health & Relationship Tips. Retrieved on 2019-11-23.
  12. Up Close and Personal with Bolanle Ninalowo. guardian.ng (5 December 2017). Retrieved on 2019-11-23.
  13. Real Reasons why Actor Bolanle Ninalowo and wife reconciled after 12 years of separation (en-GB). Kemi Filani News (2019-01-17). Retrieved on 2019-11-23.
  14. Bolanle Ninalowo reveals real reason Why he Converted From Islam To Christianity (en-US). Daily4mative Newspaper (2020-07-18). Archived from the original on 2020-07-23. Retrieved on 2020-07-18.
  15. Emmanuel (2017-10-18). Full List Of Winners At The 2017 City People Movie Awards (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-11-23.
  16. BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en). Daily Trust (2017-11-23). Retrieved on 2021-10-07.
  17. Augoye (2018-12-10). BON Awards 2018: Tope Oshin, Tana Adelana win big (en-GB). Retrieved on 2021-10-09.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]