Saada Salum
Saada Salum | |
|---|---|
| 14th Minister of Finance | |
| In office 20 January 2014 – 5 November 2015 | |
| President | Jakaya Kikwete |
| Preceded by | William Mgimwa |
| Succeeded by | Philip Mpango |
| Deputy Minister of Finance | |
| In office 7 May 2012 – 20 January 2014 | |
| Minister | William Mgimwa |
| Succeeded by | Mwigulu Nchemba |
| Member of Parliament | |
| In office 12 June 2012 – July 2015 | |
| Appointed by | Jakaya Kikwete |
| Constituency | None (Nominated MP) |
| Personal details | |
| Born | 1975 (age 50–51)[1] |
| Nationality | Tanzanian |
| Political party | CCM |
| Alma mater | Open University of Tanzania Heriot-Watt University (MBA) |
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Tanzania |
| Aha enyere | Saada |
| Aha ezinụlọ ya | Salum |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1975 |
| Ebe ọmụmụ | Tanzania |
| Asụsụ obodo | Swahili |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Swahili |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Tanzania, Minister of Finance |
| Ebe agụmakwụkwọ | Heriot-Watt University, Lumumba Secondary School |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Party of the Revolution |
| Kọwara na URL | http://www.parliament.go.tz/mps-list |
Saada Mkuya Salum (amụrụ n'afọ 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị CCM nke Tanzania na onye a họpụtara dịka onye omeiwu. Ọ bụbu Minista na-ahụ maka ego.[2]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụrụ akwụkwọ na Lumumba Secondary School, wee nweta diplọma ya na Business Studies na Stamford College na Malaysia.[3] Ọ gụsịrị akwụkwọ na The Open University nke ndi mba Tanzania na afọ 2009 na nzere masta na Business ma nweta MBA ya na Mahadum Heriot-Watt . Ka ọ na-erule ọnwa Jenụwarị nke afọ 2014, ọ na-agbaso PhD ya na nchịkwa azụmahịa site na The Open University of Tanzania .[4]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya
[dezie | dezie ebe o si]Onye isi ala Kikwete họpụtara ya dị ka onye omeiwu na ọnwa Mee nke afọ 2012 ma mesịa họpụta ya dị ka osote minista na-ahụ maka ego. Na ọnwa Jenụwarị nke afọ 2014, Salum nọchiri William Mgimwa dị ka Minista nke iri na anọ nke ego.
Ebesidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ PROFILE: Tanzania's Finance Minister Saada Mkuya Salum. Reuters (1 October 2014). Archived from the original on 13 December 2014. Retrieved on 17 October 2022.
- ↑ "Tanzania appoints new finance minister in reshuffle", Reuters, 19 January 2014. Retrieved on 31 January 2014.
- ↑ Member of Parliament CV. Parliament of Tanzania. Archived from the original on 18 January 2013. Retrieved on 24 February 2013.
- ↑ "Tuhuma nzito Baraza la Mawaziri", mpekuzihuru.com, 27 January 2014. Retrieved on 31 January 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- 7th Annual Conference Speech By Hon. Saada Salum on YouTube