Sahar Nasr

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sahar Nasr
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereSahar Dezie
aha ezinụlọ yaNasr Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1964 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụcivil servant, economist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of International Cooperation Dezie
ebe agụmakwụkwọThe American University in Cairo Dezie
affiliation stringMinistry of International Cooperation of Egypt Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2017, World Economic Forum Annual Meeting 2018, World Economic Forum Annual Meeting 2019, IMF 2019 Annual Meetings Dezie

Sahar Nasr (Arabic, amụrụ n'afọ 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ijipt nke jere ozi dị ka Minista nke itinye ego na imekọ ihe ọnụ mba ụwa nke Arab Republic of Egypt (afo 2015-2019).[1]

A mụrụ ya na afọ 1964, Nasr gụsịrị akwụkwọ na Mahadum America na afọ 1985 na nzere na akụ na ụba na mgbakọ na mwepụ, na afọ 1990 natara nzere masta. N'afọ 1993-1995, ọ rụrụ ọrụ na American Chamber of Commerce nke obodo Ijipt. N'afọ 1995-1996, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ na Arthur Andersen audit company privatization project. Ọ nwetara PhD ya na ngalaba nke Economics na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Mahadum Cairo na ọnwa Nọvemba afọ 2002, ka ọ bụrụ prọfesọ na Mahadum America kemgbe ahụ.[2] N'afọ 2002-2011, ọ rụrụ ọrụ dị ka Associate Professor, Department of Economics, American and British University in Egypt. N'afọ 1996-2014, ọ ghọrọ onye ọkachamara, onye isi akụ na ụba, onye nhazi, onye nduzi mpaghara nke World Bank Fund.[3][4]

N'afọ 2015-2019, ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka itinye ego na imekọ ihe ọnụ mba ụwa nke Arab Republic nke Ijipt.[5][6][7] N'afọ 2021, ọ ghọrọ prọfesọ na Mahadum Al-Yamamah, Saudi Arabia. Ọ ghọkwara onye otu na "[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]