Salisu Matori

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salisu Matori
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 4th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụȮra Bawuchi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Salisu Ibrahim Musa Matori
Senator of the Federal Republic of Nigeria from Bauchi State South District
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Succeeded byAbubakar Maikafi
Personal details
BornBauchi State, Nigeria
NationalityNigerian
Political partyPeople's Democratic Party

A hoputara Salisu Ibrahim Musa Matori dịka Senator n'ahụ maka mpaghara ndịda Bauchi nke Bauchi Steeti, Naijiria na mbido Mba Naijiria nke anọ, Ọ dọrọ ndọrọ ọchịchị n'okpuru People's Democratic Party (PDP). Ọ batara ụlọ ọrụ n'ụbọchị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Mee afọ 1999.

Mgbe o wesịrị oche na sineti n'ọnwa Juun afọ 1999, a họpụtara Matori dịka onye isi oche kọmitii na-ahụ maka njem, Omume ụmụ nwanyị, ọrụ ugbo, ego na oruru, mmụta, njem nlegharị anya na omenaala.  N'ọnwa August afọ 2000, akpọrọ ya na akụkọ sitere n'aka otu kọmitii nke onye isi ya bụ Senator Idris Kuta bụ onye nyochara nrụrụaka ego na nkwekọrịta ndị Senate. E boro Senator Matori ebubo na o tinyere ego karịrị ụgwọ mkpuchi nke ụgbọ ala nke mgbakọ mba, mana emesịrị hapụ mpụ niile mgbe ndị otu nyochara nyocha chọpụta na-aka ya dị ọcha. Ka ndọrọ ndọrọ ọchịchi 2003 n'abịa nso, e mereya onye isi oche nke nzukọ mgbasa ozi Abubakar Rimi. N’ọnwa Febụwarị afọ 2003 ọ tụgharịrị banye otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Party People's Party (ANPP).

Na-afọ 2010 Matori bụ onye otu Kọmitii na-ahụ maka ịme atụmatụ na atụmatụ nke ndị mgbago ugwu haziri iji hụ na a họpụtara onye ugwu na ndọrọ ndọrọ ọchịchi onye isi ala na-afọ 2011 karịa Onye isi ala Goodluck Jonathan bụ onye ndịda.

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]