Santu Mofokeng

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Santu Mofokeng
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha ezinụlọ yaMofokeng Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Ọktoba 1956 Dezie
Ebe ọmụmụSoweto Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya26 Jenụwarị 2020 Dezie
Ebe ọ nwụrụJohannesburg Dezie
ihe kpatara ọnwụneurological disorder Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAfrikaans language Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
so naDocumenta 11 Dezie
Onye òtù nkeAfrapix Dezie
Ihe nritePrince Claus Award Dezie
webụsaịtịhttp://www.source.ie/issues/issues0120/issue06/is06revtransi.html Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaTate, Netherlands Photo Museum, National Museum of World Cultures, Wereldmuseum Rotterdam, San Francisco Museum of Modern Art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Santu Mofokeng (ụbọchị iri na itoolu n'ọnwa Ọktoba, afọ1956 na ụbọchị irí abụọ na isii n'ọnwa Jenụwarị, afọ 2020) bụ onye na-ese foto akụkọ na akụkọ South Africa nke na-arụ ọrụ n'okpuru aha ọzọ Mofokengâ .[1][2] Mofokeng bụ onye otu Afrapix ma merie Prince Claus Award.[3]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mofokeng n'ubochí irí na itoolu n'ọnwa Ọktoba, n'afọ 1956, na Soweto, Johannesburg.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ógè ọ ka dị afọ iri na ụma, ọ bịdọrọ ọrụ ya dị ka onye na-ese foto n'okporo ámá, gaa n'ihu na-arụ ọrụ dị ka onye enyemaka n'ime ụlọ gbara ọchịchịrị, wee rụọ ọrụ dị ka Onye na-ese ihe akụkọ. N'ikpeazụ, ọ sonyeere otu Afrapix, na-arụ ọrụ n'okpuru aha ọzọ Mofokengâ. Na mbido, o dere ihe gbasara ọgụ megide ịkpa ókè agbụrụ na South Africa.[3]

N'afọ 1988, ọ bịdọrọ ịrụ ọrụ na African Studies Institute na Mahadum nke Witwatersrand (Wits), ebe ọ rụrụ ọrụ n'akụkụ Revisionist Charles Van Onselen. Ihe odide Mofokeng ka mma n'oge ọ nọ na Mahadum. Ọ nọrọ ọtụtụ n'ime afọ iri sochirinụ na-anakọta foto nke ndị nọ n'etiti South Africa. Ógè ọ nọ na Wits, Mofokeng ghọtara mkpa ọ dị ịza ọbụna ajụjụ kachasị mfe na foto, ajụjụ ndị dị ka Gịnị ka ị na-eme na nke a bụ ihe ị na-ekwu?. Usoro a nyeere Mofokeng aka ịgbanwe ụzọ o si ele foto anya ma chọta ezi ihe foto ọ bụla o sere pụtara.[4]

Mofokeng mesiri ike akụkụ ime mmụọ nke ọrụ ya, dịka na usoro Chasing Shadows site n'afọ 1997.[5] Ógè ọ bịdọrọ na foto okporo ámá na akụkọ, ọ bụ ọkachamara na ọdịdị ala. Ọrụ ndị ọzọ na-egosi nchegbu miri emi ya maka ọnọdụ nke (biophysical) gburugburu ebe obibi na mmalite nke narị afọ nke irí abụọ n'otu.[6][7]

N'ihe ngosi ya Let's Talk n'afọ 2010, ọ kọwara na isi abụghị ihe ị na-ahụ na foto ndị a, kama ihe ị na'adịghị ahụ (ma ọ na-eche).

N'ọnwa Jenụwarị ụbọchị irí abụọ na isii, n'afọ 2020, Mofokeng nwụrụ site na ọrịa supranuclear na-aga n'ihu, ọrịa ụbụrụ na-emebi emebi, na Johannesburg.

Ihe ngosi onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

  • 1990: Like Shifting Sand, Market Galleries, Johannesburg [citation needed]
  • 1994: Asịrị / The Bloemhof Portfolio, Market Galleries, Johannesburg [citation needed]
  • 1995: Distorting Mirror/Townships Imagined, Worker's Library, Johannesburg [citation needed]
  • 1997: Chasing Shadows ̆ Gertrude Posel Gallery, Mahadum nke Witwatersrand, Johannesburg [citation needed]
  • 1998: Black Photo Album/Look at Me, Netherlands Photo Institute, Rotterdam [citation needed]
  • 1998: Chasing Shadows, Netherlands Photo Institute, Rotterdam [citation needed]
  • 1998: Lunarscapes, Netherlands Photo Institute, Rotterdam [citation needed]
  • 1999: Black Photo Album/Look at Me, FNAC Montparnasse [citation needed]
  • 2000: Chasing Shadows, Transparencies International, Berlin [citation needed]
  • 2000: Sad Landscapes, Camouflage Gallery, Johannesburg [citation needed]
  • 2003: Chasing Shadows, Memling Museum, Bruges [citation needed]
  • 2004: Rethinking Landscape, Centre photographique d'Ile-de-France (CPIF), Pontault-Combault [citation needed]
  • 2004: Santu Mofokeng, David Krut Projects, New York City[8]
  • 2006: Invoice Iziko, South African National Art Museum, Cape Town [citation needed]
  • 2007: Invoice, Standard Bank Art Museum, Johannesburg [citation needed]
  • 2008: Homeland Security, Johannesburg Art Museum [citation needed]
  • 2008: Santu Mofokeng's Landscape, Warren Siebrits, Johannesburg [citation needed]
  • 2009: Ihe ngosi nyocha Mofokeng, Autograph ABP, London [citation needed]
  • 2010: Chasing Shadows, Anne Arbor Institute of Humanities, Michigan [citation needed]
  • 2010: Let's Talk, Arts on Main, Johannesburg [citation needed]
  • 2010: Remaining Past, Minshar Art Institute, Tel Aviv [citation needed]
  • 2011 na iri na abụọ: Chasing Shadows, Paris, Bern, Bergen, Antwerp

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • 1991: Ernest Cole Scholarship, maka ọmụmụ na International Center of Photography, na New York City [citation needed]
  • 1992: 1st Mother Jones Award for Africa [citation needed]
  • 1998: Künstlerhaus Worpswede Fellowship, Germany [citation needed]
  • 1999: Contre Jour Residency, Marseille [citation needed]
  • 1999: DAAD Fellowship, Worpswede, Germany [citation needed]
  • 2001: DAAD Fellowship, Worpswede, Germany [citation needed]
  • 2007: Ruth First Fellowship [citation needed]
  • 2009: Onyinye Prince Claus, Netherlands[3]
  • 2016: International Photography Prize, Fondazione Fotografia Modena ̊ Sky Arte, Italy [citation needed]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Diserens (2011). Chasing Shadows - Santu Mofokeng. Germany: Prestel Publishing Ltd. ISBN 978-3791345857. 
  2. Gevisser. "Figures & Fictions at the V&A", The Guardian, 23 April 2011. Retrieved on 28 February 2017.
  3. 3.0 3.1 3.2 Prince Claus Fund (2009) biography
  4. O'Toole (Winter 2019). "Santu Mofokeng The Darkness And The Light". Aperture (237): 113–123. 
  5. Diserens (2011). Chasing Shadows: Santu Mofokeng. Germany: Prestel Publishing Ltd. ISBN 978-3-7913-4585-7. 
  6. Cargo Collective, biography
  7. Cargo Collective, Chasing Shadows
  8. The Black Photo Album/Look At Me: 1890-1950 by Santu Mofokeng – 2004 – DAVID KRUT PROJECTS (en-US). Retrieved on 2020-02-01.