Gaa na ọdịnaya

Sarah Reng Ochekpe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sarah Reng Ochekpe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSarah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Ọktoba 1961 Dezie
Dị/nwunyeNelson Ochekpe Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister Dezie
Ebe agụmakwụkwọAhmadu Bello University, University of Jos Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Sarah Reng Ochekpe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijirịa nke si Plateau Ȯra Plateau. Ọ bụ onye Mịnịsta na-ahụ maka mmiri si 2011 na 2015.

Mbido ndụ na Agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ochekpe n'ụbọchi nke anọ n'ọnwa iri, n'afọ 1961 n'ezi n'ụlọ Ali Reng Madugben na Foron, na gburugburu gọọmenti ime obodo nke Barikin Ladi di na Plateau State. O nwetara nzere mahadum nke mbụ nʻihe ọmụmụ Political Science na Ahmadu Bello University, tinyekwara nzere nke mastas nʻihe ọmụmụ Public Administration na University of Jos. O nwekwara nzere nke ogo postu grajueti nke Aberdeen College of Commerce na Nigerian Institute of Journalism.[1][2]

Ndụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ na-alụ Prọfesọ Nelson Ochekpe nke si na gọọmenti ime obodo nke Otukpo di na Benue State. Ọ bụ prọfesọ nke kemistri nʻahụ maka mmepụta ọgwụ, bụrụkwa onye osote onye isi[3]nke University of Jos.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Ochekpe rurụ ọtụtụ ọrụ ntuzi na National Orientation Agency (Nigeria), tupuu ọrụọ ọrụ di ka minista.[1] Nʻoge ya na gọọmenti, a maara ya di ka onye bawanyere m nweta mmiri nke ndi Naijiria nke ruchara 70%, ma mepụta na gbanwee okporo mmiri nke mere ka idei mmiri kwụsị ma belata enweghị ọrụ.[4][5][6] Nʻafọ 2017, e boro ya na mmadụ abụọ ndi ọzọ ebubo wuru-wuru ego ruru nde nari naira anọ na iri ise.[7]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]