Sekinat Adesanya
Ọdịdị
Sekinat Adesanya
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Julaị 1988 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Sekinat Adesanya Akinpelu (amụrụ na 25 Julaị 1987) bụ nwaafọ Naijirịa nke n'gbara ha ọsọ n’egwuregwu 400 mita.
Oge n'ọsọ egwuregwu kachasị mma ya bụ 52.48sekọnd, nke o nwetara n'oge asọmpi mba ụwa 2006.
Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Naijiria | |||||
| Afọ | Mmemme | Ebe | Okwa | Egwurewgu | Ndetu |
| 2006 | Asọmpi mba ụwa | Beijing, China | 6th | 400 m | 52.71 |
| 2nd | 4 × 400 m relay | 3:30.84 AJR | |||
| 2007 | Egwuregwu maka ndị Afrika niile | Algiers, Algeria | 1st | 4 × 400 m relay | 3:29.74 |