Shahida El-Baz

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Shahida El-Baz
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Novemba 1938 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Ọktoba 2021 Dezie
Dị/nwunyeArchie Mafeje Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie

Shahida El-Baz (2 Nọvemba 1938 - 21 Ọktoba 2021)[1] was an Egyptian feminist[2] who wrote many books on Arab women's issues.[3][4] El-Baz bụbu onye isi ọkachasị na Arab and African Research Center dị na Cairo, Egypt.[5][6]

El-Baz nwetara nzere Ph.D. ya na ngalaba Ịkọnọmics na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na School of Oriental and African Studies, Mahadum London, UK. [7][8] El-Baz bụụrụ aka ochie na mmepe,[9] Civil Society,[10] Okwu ndị gbasara Udịekere,[11] Ụbịam, Ụmụaka nọ n'ọnọdụ siri ike, na ụkpụrụ ndị ga-ejikọta ụwa niile ọnụ.[12][13] El-Baz edepụtala ma nyochaa isiokwu dị iche iche metụtara nhazi otu ụmụ nwanyị na Egypt,[14][15] democratisation processes, and the impact of economic sanctions and structural adjustment development programs on the socioeconomic status of Egyptians.[8][12]

El-Baz zutere Archie Mafeje mgbe ọ bụ onye isi oche nke mmemme mmepe obodo na ọrụ na-arụ ọrụ na International Institute of Social Studies na Netherlands n'etiti 1972 na 1975.[16] Mafeje lụrụ Shahida El-Baz na 1977. Ha mụrụ nwa nwanyị, Dana.[17][18][19]: 51  Mafeje bịaziri chegharịakpee Alakuba tupu ejikọọ ha n'alụm di na nwunye n'ihi na El-Baz bụ onye Alakụba. [19]: 59 El-Baz chetara na Mafeje na-agụ ihe na mkpúrù ọmụmụ-ihe ya na 6 Ọktoba 1981, mgbe e gburu Anwar Sadat; Mgbe ọ na-ekiri akụkọ ụwa na tiivii, El-Baz tiri mkpu, "Archie, agbagbuola Sadat!" Ka Mafeje jụchara "Ọ nwụrụ?" ma nụ azịza ya bụ eeee, ọ meghere mmanya karama champagne iji ñụrịa.[20]: 65 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. (2021-12-08) "SHAHIDA AHMED KHALIL ELBAZ (1938–2021): Saluting a Life of Unflinching Commitment to Justice, Equality and Freedom" (in en). CODESRIA Bulletin (5). DOI:10.57054/cb520211267. ISSN 0850-8712. 
  2. د شهيدة الباز - المرأة فى المجتمع المصري (in Bekee), retrieved 2023-04-26
  3. ناشطات يرفضن عقوبة جلد النساء فى السودان .. شهيدة الباز : "انتهاك" لحقوق المرأة ..عزة كامل: ما حدث لسيلفا من الصعب حدوثه فى مصر .. بهيجة حسين : مهزلة (2009-11-29).
  4. (2003) المرأة العربية والعولمة. القاهرة: نور. 
  5. مديرة مركز البحوث العربية والإفريقية شهيدة الباز: حزب التجمع من أفضل الأحزاب المعارضة (ar).
  6. الراحلة شهيدة الباز – الجمعية العربية لعلم الاجتماع (ar). Archived from the original on 2022-12-29. Retrieved on 2023-12-04.
  7. Shahida El Baz - CROP.
  8. 8.0 8.1 Jaber, Nabila (2001). "Bargaining with Patriarchy: Gender, Voice and Spatial Development in the Middle East". Arab Studies Quarterly 23 (3): 101–106. ISSN 0271-3519. 
  9. Libsys Opac. Archived from the original on 2023-04-30. Retrieved on 2023-12-04.
  10. الباز, شهيدة (1997). المنظمات الأهلية العربية على مشارف القرن الحادي والعشرين : محددات الواقع وآفاق المستقبل / شهيدة الباز (in Arabic). لجنة المتابعة لمؤتمر التنظيمات الأهلية العربية. القاهرة. 
  11. DPL | Search.
  12. 12.0 12.1 Elbaz, Shahida. "Shahida Globalization and Democracy". 
  13. NGU Libraries catalog › Authority search › شهيدة الباز رئيسة التحرير (Personal Name).
  14. شهيدة الباز في تحقيق (لم يذع) لشفيع شلبي حول قانون الاسرة "بالصوت و الصورة" (in Bekee), retrieved 2023-04-26
  15. El-Baz, Shahida (2020), "The Impact of Social and Economic Factors on Women's Group Formation in Egypt", Organizing Women, pp. 147–171, doi:10.4324/9781003136026-7, ISBN 9781003136026, S2CID 225251085, retrieved 2023-05-12
  16. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified (ar). Archived from the original on 2022-12-29. Retrieved on 2023-12-04.
  17. Plaque will commemorate renaming of Senate Room (en).
  18. Albaz, Shahida (2013-12-11). أخلاق المناضل (ar-eg).
  19. 19.0 19.1 Àtụ:Cite thesis
  20. Àtụ:Cite thesis