Shirley L. Bolton
Ọdịdị
Shirley L. Bolton
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Shirley |
| Aha ezinụlọ ya | Bolton |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Jenụwarị 1945 |
| Ebe ọmụmụ | Lexington |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 10 Ọgọọst 1984 |
| Ebe ọ nwụrụ | Pensacola, Athens |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ese, illustrator, onye nkuzi, omenkà |
| Ụdị ọrụ ya | painting, illustration, education |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Georgia |
| Ebe ọrụ | Pensacola |
| Agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
| Omenkà faịlụ na | National Gallery of Art Library, Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library |
| Nwere ọrụ na mkpokọta | Atlanta University, Museum of Contemporary Art of Georgia, Johnson Publishing Company, University of Georgia |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Shirley L. Bolton (1945-1984) bụ ónyé America na-ese ihe na ónyé nkụzi.
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Bolton na Jenụwarị 9, 1945 na Lexington, Georgia.[1] Ọ gàrà Mahadum Georgia dị na Athens wee nweta PhD ya. O gosipụtara nka ya na High Museum of Art na Atlanta.[2] Ọrụ ya dị na Museum of Contemporary Art of Georgia.[3] Ihe osise ya nke 1971 The World Outside dị na Georgia's State Art Collection.[4]
Bolton nwụrụ n'August 10, 1984 na Pensacola, Florida.[1][5] Ụfọdụ n'ime akwụkwọ ya dị na faịlụ Art & Artist na Smithsonian American Art Museum.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Bolton, Shirley L. (en). De Gruyter. Retrieved on 6 February 2022.
- ↑ Shirley L. Bolton. New Georgia Encyclopedia. Retrieved on 6 February 2022.
- ↑ Silent Strings (from the Jazz Series). Museum of Contemporary Art of Georgia. Retrieved on 6 February 2022.
- ↑ Georgia's State Art Collection. New Georgia Encyclopedia. Retrieved on 6 February 2022.
- ↑ Shirley Bolton - Biography. AskArt. Retrieved on 6 February 2022.
- ↑ Shirley L. Bolton, 1945- [Folder]. Collections Search Center, Smithsonian Institution. Retrieved on 6 February 2022.