Sika Koné
Ọdịdị
Sika Koné
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mali |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha enyere | Sika |
| Aha ezinụlọ ya | Koné |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Julaị 2002 |
| Ebe ọmụmụ | Bamako |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asusu igbo, French, English, Spanish |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2021 FIBA Women's AfroBasket |
Sika Koné (KOH-nay) (amụrụ na Julaị 13, na afọ 2002) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball onye bụ onye nweere onwe ya ugbu a. Na ụkwụ isii na atọ, Koné bụ onye na-agba ọsọ nke gbara bọọlụ maka Gran Canaria na Spain na 2022.[1] Ọ bụ New York Liberty nke Women's National Basketball Association (WNBA) dere ya na agba nke atọ.
Ọrụ ọkachamara
[dezie | dezie ebe o si]New York Liberty họọrọ Koné na No. 29 n'ozuzu na agba nke atọ nke 2022 WNBA draft.[2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Proballers. Sika Kone, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2022-04-12.
- ↑ 'A great future awaits': Meet the player who could shake up the WNBA draft (en). ESPN.com (2022-04-07). Retrieved on 2022-04-12.
- ↑ New York Liberty Select Nyara Sabally, Lorela Cubaj and Sika Kone in 2022 WNBA Draft (en). OurSports Central (2022-04-11). Retrieved on 2022-04-12.