Siward, Earl ǹkè Northumbria

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Siward, Earl ǹkè Northumbria
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
aha ọmacount Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaunknown value Dezie
Ebe ọmụmụScandinavia Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1055 Dezie
ihe kpatara ọnwụdysentery Dezie
Ebe oliliSt Olave's Church, York Dezie
ŃnàBeorn Estrithson Dezie
Dị/nwunyeÆlfflæd Dezie
nwaOsbeorn Bulax, Waltheof, Earl of Northumbria, Suthen Dezie
Ọrụ ọ na-arụaristocrat Dezie
Ọkwá o jiEarl of Northumbria Dezie

Siward mà ọ̀ bụ̀ Sigurd (/ˈsuːwərd/ mà n'ogè dịtụ ǹso /ˈsiːwərd/; English Ochiè: Sigeweard) bụ̀ oke diurùkè ha n'àkpọ earl nà England elu ǹkè nnarịafọ̀ 11. Ntụrụahà ǹkè Norse Ochiè Digri nà nsụtụ̀warị ya nà asụ̀sụ̀ Latinị ya bụrụ Grossus ("hi gbaraàgba") bụ̀ ahà ndị akwụkwọ ụ̀dịnàùgbùâ tụ̀rụ̀ ya. Siward nwèrè ike ị bụkwa onye si Scandinavia, dị kà ị bụ ikwu Earl Ulf, ya à pụtazie kà dike okembà nà ọnụmara ya nà England nà m̀gbè ọ̀chịchị Cnut ("Canute ǹkè Ukwu", 1016–1035). Cnut bụ̀ onye ezè si Scandinavia ǹke melirizọ̀ England nà afọ̀ìri 1010, 1010, nà Siward bụ otù nà ndị nneukwu Scandinavia biara England nà nkpecha mmeli ahụ̀. Siward è me bụrụ ị ga à chị nà okpúrù nà oke ebe nà England elu. Site nà afọ̀ 1033 bụrụ afọ̀ ǹkàta ikpeàzụ̀ o mè, Siward ji Northumbria ǹke àlà, ya bụrụ, ebe bụrụ Yorkshire tâ, yaà chị kà earl nà nnọ̀chi Cnut.

Ọ lụ̀rụ̀ Ælfflæd, nwanwaànyị̀ Ealdred, Earl ǹkè Bamburgh, ya e ji alụm ahụ à nọkpùlù nà ọkwà ya nà England elu. M̀gbè o mè gbuo ọnọ̀chie ǹkè Ealdred bụrụ Eadulf nà afọ̀ 1041, Siward è ji ike Northumbria ǹcha. O jìsìrì ike ya nà nkwadò ọnọ̀chie Cnut, ezè Harthacnut nà Edward, ya è nye ha ǹza ǹkè ègbèlù nà ìzù ọdụ nà ọgụ̀ mkpà. Ọ dị kà o wèe jide ḿpághárá ha kpọ̀ shire ǹke ètitì ǹkè Northampton nà Huntingdon tupù m̀gbè o fèrè afọ̀ìri 1050, 1050, nà ọ̀tụtụ ịhẹ ụta dị̀ ị zi nà ọ wụsàrà gara jide Northumbrian bàa Cumberland. Nà mbido afọ̀ìri 1050, 1050 Earl Siward tụhàrà onye nchị si Scotland bụ Mac Bethad mac Findlaích ("Macbeth"). Màkwà nà nwezùga ọnwụ nwanwoke ya Osbjorn, Siward tụdàrà Mac Bethad nà ọ̀gụ̀ nà afọ̀ 1054. Ya bụzie nà afọ̀ kara ọ̀kàrà pukuafọ̀ ǹke n'àgaala, ijìjè Scotland ahụ̀ tibàrà ahà ya nà Macbeth ǹke William Shakespeare. Siward nwụ̀rụ̀ nà afọ̀ 1055, yaà hatọ̀ otù mkpụrụ nwanwoke, Waltheof, onye g'ịme ị nọ̀chie oche ọ̀chịchị Northumbria. Ụkà St Olave nà York nà Heslington Hill ǹke ǹso sò nà okwu Siward.