Sunkanmi Omobolanle

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sunkanmi Omobolanle
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ọyọ Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Olabisi Onabanjo Dezie

Sunkanmi Omobolanle bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye nduzi.[1][2][3]

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Maachị 1, 1981. Ọ si Ilora, obodo dị na Oyo Steeti na ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[4] Ọ bụ nwa nwoke nke onye na-eme ihe ọchị, Sunday Omobolanle, nke a maara nke ọma dị ka "Papi Luwe".[5] Ọ gara ụlọ akwụkwọ ndị agha Naịjirịa tupu ọ gaa Mahadum Olabisi Onabanjo ebe ọ nwetara nzere bachelọ na nchịkwa azụmahịa.[6] Ọ lụrụ Abimbola Bakare n'afọ 2011.[7] O gosipụtara ma duzie ọtụtụ ihe nkiri Naijiria.[8]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Olaide Irawo (2007)
  • Gongo Aso (2008)
  • Kakanfo (2020)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Archived copy. Archived from the original on 2014-06-22. Retrieved on 2015-02-20.
  2. "Sunkanmi Omobolanle, Chika Agatha crash out Sexiest in Nollywood - Vanguard News", Vanguard News, 2013-08-17. Retrieved on 2018-01-03. (in en-US)
  3. Adebayo (2020-08-21). Sunkanmi Omobolanle's wife clears the air on baby news (en-GB). Kemi Filani News. Retrieved on 2022-03-14.
  4. Celebrity Birthday: Sunkanmi Omobolanle | Nollywood by Mindspace. m.nollywoodmindspace.com. Archived from the original on 2015-02-21.
  5. Actor Sunkanmi Omobolanle Set to Wed.
  6. Archived copy. Archived from the original on 2015-02-21. Retrieved on 2015-02-20.
  7. TheNET.ng - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games (en-GB). Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games. Retrieved on 2018-01-03.
  8. Archived copy. Archived from the original on 2015-02-20. Retrieved on 2015-02-20.