Suzanne Kosmas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Suzanne Kosmas
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoSuzanne Kosmas Dezie
Aha enyereSuzanne Dezie
aha ezinụlọ yaKosmas Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Febụwarị 1944 Dezie
Ebe ọmụmụWashington, D.C. Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, real estate agent Dezie
Ọkwá o jiUnited States representative, member of the Florida House of Representatives, United States representative Dezie
ebe agụmakwụkwọPennsylvania State University, Stetson University, George Mason University Dezie
Ebe ọrụWashington, D.C., Tallahassee Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Party Dezie
Suzanne Kosmas

Suzanne M. Kosmas (Amụrụ n'ọnwa Febụwarị 25, 1944) bụ onye bụbu onye nnọchi anya US maka mpaghara nke iri abụọ na anọ nke Florida, na-eje ozi otu oge site n'afọ 2009 ruo afọ 2011. Ọ bụ onye otu Democratic Party . Ọ rụburu ọrụ na Florida House of Representatives.

Kosmas ebiela na New Smyrna Beach kemgbe afọ 1973. O nweela Prestige Properties nke New Smyrna Beach, ụlọ ọrụ ụlọ, kemgbe afọ 1979. Kosmas gara Mahadum Pennsylvania State na Mahadum George Mason, mgbe e mesịrị gụsịrị akwụkwọ Phi Beta Kappa na Mahadim Stetson n'afọ 1998.[1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kosmas, Suzanne M., (1944 - ). Biographical Directory of the United States Congress. Retrieved on October 16, 2012.