Suzanne Urverg-Ratsimamanga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Suzanne Urverg-Ratsimamanga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMadagascar, France Dezie
Aha enyereSuzanne Dezie
aha ezinụlọ yaUrverg, Ratsimamanga Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Jụn 1928 Dezie
Ebe ọmụmụParis Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Jenụwarị 2016 Dezie
Ebe ọ nwụrụParis Dezie
Ebe oliliCimetière parisien de Bagneux Dezie
Dị/nwunyeAlbert Rakoto Ratsimamanga Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụbiochemist, research fellow Dezie
ebe agụmakwụkwọScience Faculty of Paris Dezie
agbụrụAshkenazi Jews Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences, Knight of the Legion of Honour, National Order of Madagascar Dezie

Suzanne Urverg-Ratsimamanga (18 Jun 1928 - 16 Maachị 2016) bụ nwanyị dibia bekee gụrụ biochemistry bụ onye French- Malagasy Ashkenazi Juu.[1] Ọ lụrụ Albert Rakoto Ratsimamanga, onye ya na ya hiwere Àtụ:Ill.

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Suzanne na Paris, France, na 18 Jun 1928.[2] Ọ nwetara nzere B.Sc ya n'afọ 1953, Dọkịta nke Ọgwụ n'afọ 1954, na nzere Diploma na M.Sc ya n'isi ọmụmụ Industrial Hygiene and Medicine n'afọ 1955, ha niile sitere na Mahadum Paris.[3]

Ọrụ na Ime Nnyocha Ya[dezie | dezie ebe o si]

Suzanne lụrụ Albert Rakoto Ratsimamanga kemgbe 23 Maachị 1963, ma bụrụkwa onye ọrụ sayensị ya na ya na-arukọ kacha nọrọ ya nso.[4][5] Ha gbakọrọ aka ọnụ hiwe Àtụ:Ill (IMRA) n'afọ 1957 (bụzi Albert na Suzanne Rakoto Ratsimamanga Foundation taa).[6][7] Ọ bụụrụ Onye isi oche IMRA na Okammụta n'ọmụmụ Ọgwụ.[8] IMRA lekwasịrị anya na Phytotherapy iji osisi ndị dị na gburugburu ebe obibi na usoro ọdịnala agwọ ọrịa, ya bụ, usoro pharmacopoeia n'ụdị omenala.[9][10] IMRA mechara menwuo iji osisi Syzygium cumini dịka ihe na-egbochi ọrịa shuga, [11] na imepụta ọgwụ ndị ọzọ eji emegide ọrịa ịba,[12][13] ekpenta, asthma, lithiasis, ọbara mgbali elu, hepatitis na ọnọdụ ndị ọzọ a na-ahụkarị.[14][15][16] Nke a ehiela IMRA aja n'ukwu dịka ebe nnyocha;[17][18] Otu ọ dị, aha IMRA bụcha ihe ndị ọzọ ma ewepụ imebi emebi n'ihi esemokwu Covid-Organics.[19][20]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya[dezie | dezie ebe o si]

E mere ya onye Knight nke Legion of Honour na 12 Julaị 1996,[21] onye òtù The World Academy of Sciences (1989),[22] na African Academy of Sciences (1987).[23] Ọ bụ onye isi oche kọmitii sayensị na African Academy of Sciences n'afọ 1992.[24] Enyere ya ihe nrite National Order of Malagasy.[2]

Ọnwụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Suzanne nwụrụ na 16 Maachị 2016 e wee lie ya na Cimetière Parisien de Bagneux.[25]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. /index_harmattan.asp?navig=catalogue&obj=livre&no=41538 DE LA POUSSIÈRE À L'ÉTOILE - Itinéraire d'une scientifique Suzanne Ratsimamanga, Hai Viet Ho - livre, ebook, epub (fr).
  2. 2.0 2.1 (1991) Ratsimamanga%22+-wikipedia Profile of African Scientists (in en). African Academy of Sciences. ISBN 978-9966-831-07-1. 
  3. (1991) Profiles of African Scientists. ISBN 978- 9966-831-07-1. 
  4. (1999-02-01) "Criblage d'extraits de plantes de Madagascar pour recherche d'activité antipalque d'effet potentialisateur de la chloroquine". Journal of Ethnopharmacology. DOI:10.1016/S0378-8741(98)00114-7. ISSN 0378-8741. 
  5. "{{{title}}}". Phytotherapy Research. DOI:10.1002/ptr.2650050109. ISSN 0951-418X. 
  6. Madagascar na-akwali ahịhịa ahịhịa a na-anwalebeghị ule. ọgwụgwọ coronavirus na ndị agbata obi ya (en-US) (2020-05-14).
  7. [Tribune Artemisia et plantes médicinales : le «Covid-Organics», symbole de la recherche malgache – Jeune Afrique] (fr-FR).
  8. (1992) books?id=aewrAQAAMAAJ&q=%22Albert+Rakoto+Ratsimamanga%22+-wikipedia Profiles of African Scientific Institutions (in en). ISBN 978-91966-83 -11-8. 
  9. Àtụ:Kpọtụrụ akwụkwọ
  10. Àtụ:Kpọtụrụ akwụkwọ
  11. (2001) Official Gazette of the United States Patent and Trademark Office: Patents (in en). U.S. Department of Commerce, Patent and Trademark Office. 
  12. {{Cite journal | ikpeazụ1=Rafatro |first1=Herintsoa | ikpeazụ2=Ramanitrahasimbola |first2=David |last3=Rasoanaivo |first3=Philippe |last4=Ratsimamanga-Urverg |first4=Suzanne |last5=Ratsimafir | Albert | ikpeazụ6=Frappier |first6=François | ụbọchị = 2000-05-01 | aha = Mweghachi omume nke chemosensitizer malagashanine na-emekarị na Plasmodium ịba |url=https://www.sciencedirect.com/science/article/pii/ S0006295299004001 |journal=Biochemical Pharmacology |language=en |olu=59 | mbipụta=9 | ibe=1053–1061 |doi=10.1016/S0006-2952(99)00400-1 |pmid=105}
  13. (1992-09-01) "Ogwu ogwu eji agwọ iba na Madagascar". Journal of Ethnopharmacology. DOI:10.1016/0378-8741(92)90070-8. ISSN 0378-8741. PMID 1434686. 
  14. Phytotherapy in the Management of Diabetes and Hypertension (in en). Bentham Science Publishers. ISBN 978-1-68108-161-8. 
  15. Àtụ:Cite akwụkwọ
  16. Albert Rakoto Ratsimamanga Inventions, Patents and Patent Application - Justia Patent Chọọ.
  17. "{{{title}}}". ISSN 1472-698X. PMID 21144080. 
  18. org/sites/default/files/twas_packard_imra.pdf IMRA - TWAS.
  19. Àtụ:Cite webụ
  20. Albert Rakoto Ratsimamanga : un nom digne de confiance aujourd'hui associé au Covid organics - Détours Voyages Madagascar.
  21. ORDRE DE LA LEGION D'HONNEUR Décret du 12 juillet 1996 portant promotion et nomination.
  22. Urverg Ratsimamanga, Suzanne.
  23. Ratsimamanga Susan U. | AAS. Archived from the original on 2022-11-17. Retrieved on 2023-12-23.
  24. (1992) 22Suzanne+Urverg-Ratsimamanga%22+-wikipedia Profiles of African Scientific Institutions. ISBN 978-9966-831-11-8. 
  25. /suzanne-urverg-ratsimamanga/1713950 Suzanne URVERG-RATSIMAMANGA.

Njikọ Mpụga[dezie | dezie ebe o si]