Tatu (film)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tatu (film)
film
ụdịadventure film Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2017 Dezie
Onye nduziDon Omope Dezie
onye na-emepụta iheTolu Lordtanner Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
Kijkwijzer rating12 Dezie

Tatu bụ ihe nkiri gbasara njem mere na Africa. Onye dere ya bu Jude Idada . Ihe nkiri njem a gbadoro ụkwụ na akụkọ agụmagụ ''Tatu'' nke nke Abraham Nwankwo dere n'afọ 2014. Ọ bụ ihe nkiri akachasị họpụta n'afọ 2018 mgbe e mere emume Africa Magic Viewers Choice Awards. [1] [2]

Nkọwa[dezie | dezie ebe o si]

Na ihe nkiri Tatu, anyị ga-ahụ ndụ nke nne na mbọ ọ gbara iji gbochiee iji nwa ya nwaanyị chụọ aja maka mgbaghara njọ. [3]

Mmepụta[dezie | dezie ebe o si]

A egosipụtara ihe nkiri ''Tatu'' ndi a na gbugburu Lagos, na kwa Abuja . [4] o were ọnwa iri na abụọ iji mejupụta ihe nkiri a. [5]

Ndi mepụtara ihe nkiri a[dezie | dezie ebe o si]

  • Toyin Abraham
  • Segun Arinze
  • Gabriel Afolayan
  • Desmond Elliott
  • Rahama Sadau
  • Sambasa Nzeribe
  • Funlola Aofiyebi-Raimi
  • Hafiz 'Saka' Oyetoro
  • Frank Donga

Ngosipụta[dezie | dezie ebe o si]

Eweputara Tatu n'ọnwa July,n'afọ 2017 na Naịjirịa, ma gosipụta ya na ''Eko Hotel Convention Center'' dị na Victoria Island. [6] [7] N'afọ 2019, etinyere ihe nkiri a n'akwụkwọ nke ndị Netflix's ụlọ ọrụ ji ego ego akwado ụlọ ọrụ na-emepụta fim na afrika. [8]

Nnabata[dezie | dezie ebe o si]

Ndị mmadụ nabatara Tatu n'ụzọ pụrụ iche n'ihi na ọbụghị ihe aturụ ya ka ihe nkiri a gosiri. [9] [10] [11] [12] Na emume nke Nollywood Reinvented, ihe nkiri ahụ nwetara akara njirimara nke 7.7 na 3.8 na IMDb. [13]

Mkpokọta[dezie | dezie ebe o si]

Ngụpụta ogugu ihe onyinye
Onyinye Atiya Ndị nnata na ndị ahọpụtara Nsonaazụ Ref
Ihe Nlere Anya Anya Ndị Afrịka Ihe nkiri Cinematography kacha mma / Usoro TV style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [14] [15]
Onye Nchịkwa ụda kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Ihe nkiri egwu kacha mma / usoro TV style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Best Kwado Omee style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Best Movie West Africa style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Onye isi nduzi kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Onye Nduzi Kachasị Mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Ihe nkiri kacha mma ọkụ / usoro TV style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Ihe ejiji ejiji kacha mma / usoro TV style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Ihe kacha mma na fim / usoro TV style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tatu and Alter Ego are the most nominated movies for the 2018 AMVCA: See full list. Archived from the original on 22 October 2021. Retrieved on 2 October 2020.
  2. AMVCA 2018: 'Tatu' Clears Three Of The First 6 Award Categories. Retrieved on 2 October 2020.
  3. REVIEW: Don Omope’s 2017 Film, “Tatu” Resolves Too Quickly & Leaves You Without Any Feeling. Retrieved on 2 October 2020.
  4. "Tatu" New movie to premiere on July 22nd [Video]. Pulse Nigeria. Retrieved on 2 October 2020.
  5. Nathaniel, Bivan. Nigerian Epic Movie, ‘Tatu’ Hits Cinemas. Daily Trust. Retrieved on 2 October 2020.
  6. Nigeria: Epic Movie 'Tatu' Set to Premiere At Eko Hotel. Retrieved on 2 October 2020.
  7. “Tatu”, Another NollyFund Film Gets Glamorous Premiere. Retrieved on 2 October 2020.
  8. Abraham Nwankwo’s Film ‘TATU’ Now On Netflix. Retrieved on 2 October 2020.
  9. “A Case of Great Acting & Terrible Execution!” Franklin Ugobude Reviews The Tatu Movie. Retrieved on 2 October 2020.
  10. Movie Review: “Tatu” is a Good film despite few misses!. Retrieved on 2 October 2020.
  11. Movie Review: Hits and Misses of Don Omope’s ‘Tatu’. Retrieved on 2 October 2020.
  12. Film review: Tatu is visually appealing, structurally handicapped. Retrieved on 2 October 2020.
  13. Tatu. Retrieved on 2 October 2020.
  14. Nollywood File, Tatu, Wins Big At The 2018 AMVCAs; See All The Nominees And Winners. Retrieved on 2 October 2020.
  15. Full List Of Winners At 2018 Africa Magic Viewers Choice Awards. Retrieved on 2 October 2020.