Gaa na ọdịnaya

Tatyana Fazlalizadeh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tatyana Fazlalizadeh
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereTatyana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọktoba 1985 Dezie
Ebe ọmụmụOklahoma City Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, illustrator Dezie
Ụdị ọrụ yaillustrator Dezie
Ebe agụmakwụkwọThe University of the Arts Dezie
Ụdịportrait Dezie
Webụsaịtịhttp://www.tlynnfaz.com/ Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Tatyana Fazlalizadeh (amụrụ n'afọ 1985) bụ ónyé America na-ese ihe, ónyé na-eme ihe, na onye na-ese onyinyo n'onwe ya.[1] A maara ya nke ọma dị ka onye mepụtara mkpọsa na ihe ngosi nka Stop Telling Women to Smile .[2][3][4][5][6]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Fazlalizadeh na Oklahoma City, Oklahoma. Nne ya bụ onye na-ese ihe na onye nkuzi nka, mana Tatyana amaliteghị ịmepụta nka nke ya ruo mgbè ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị.[7] Ọ kwagara Philadelphia ịga Mahadum nke Arts, gụsịrị akwụkwọ na 2007 na Bachelor of Fine Arts.[8] Ọ bụ ónyé ísì ojii na ónyé Iran.[2]

Ụdị na ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

Fazlalizadeh bụ ónyé na-ese ihe na mmanụ.[9] E tinyere ọrụ ya nke gosipụtara Barack Obama n'akwụkwọ Art For Obama: Designing Manifest Hope and the Campaign for Change, nke ónyé na-ese ihe Shepard Fairey dezigharịrị.[10] A maara ya nke ọma màkà mkpọsa ya Stop Telling Women to Smile.[11]

Ọrụ ndị e mere n'oge na-adịbeghị anya

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2020, Fazlalizadeh mepụtara usoro mural na New York City nkè gosipụtara foto Breonna Taylor, Atatiana Jefferson, Tony McDade, na Nina Pop dị ka akụkụ nke ọrụ ya na-ekwu màkà ime ihe ike agbụrụ na transphobic.[12][13]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Tatyana Fazlalizadeh (english). Artspace. Archived from the original on 24 June 2021. Retrieved on 17 June 2021.
  2. 1 2 R. Lee (April 9, 2014). An Artist Demands Civility on the Street With Grit and Buckets of Paste. The New York Times.
  3. Tatyana Fazlalizadeh - Philly 360°, Your Guide to Philly’s Diverse Creative Scene, Nightlife, Music, Food & More. visitphilly.com. Retrieved on 29 March 2015.
  4. Metro.us. Archived from the original on 2014-05-01. Retrieved on 2022-07-02.
  5. Tatyana Fazlalizadeh Reveals Her New Obama Illustration. redefinemag.com. Retrieved on 29 March 2015.
  6. The Roots Mural Project - Tatyana Fazlalizadeh Exhibition - Mural Arts Program. muralarts.org. Archived from the original on 9 December 2015. Retrieved on 29 March 2015.
  7. "Taking Space: Tatyana Fazlalizadeh on Street Art", Fusion.net, March 31, 2015. Retrieved on April 13, 2015.
  8. Stop Telling Women to Smile: About. Tumblr. Retrieved on 13 April 2015.
  9. Hey Stranger, Stop Telling Me To Smile. The Daily Beast. Archived from the original on 2 May 2014. Retrieved on 2 May 2014.
  10. Events Calendar - Leeway Foundation. Leeway Foundation. Retrieved on 29 March 2015.
  11. Lee. "An Artist Demands Civility on the Street With Grit and Buckets of Paste", April 9, 2014. Retrieved on 6 March 2015.
  12. Artist Tatyana Fazlalizadeh on the Power of Street Art as Protest (en-us). KQED. Retrieved on 2020-08-11.
  13. Tatyana Fazlalizadeh, wheat paste installation, 2020 (en-US). The Greene Space. Retrieved on 2020-08-11.