Thandi Klaasen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Thandi Klansmen onye amụrụ Thand iwe Nelly Mpambani,na abalị iri na asaa n' ọnwa nke itoolu na afọ iri na itoolu na iri atọ na otu ruo na abalị iri na ise n' ime ọnwa Jenụwarị na afọ puku abụọ na iri na asaa) bụ onye egwu jazz si Sophia Town, Gauteng . Ọ bụ nne onye na-agụnye egwu thandi Klansmen

Thand iwe Nelly Mpambani tolitere na Sophia Town, nwa nwaanyị nke onye na'eme akpụkpọ ụkwụ na onye na-arụ ọrụ n'ụlọ. Mgbe ọ dị afọ iri na ọkara a wakporo ya na mgbo ogbuniigwe ma me ruo ihu ya kpamkpam.[1] Ọrụ ya dị ka onye na- agụ egwu na onye na-agba egwu malitere n'etiti afọ 1950.[2]

Klansmen mana Dolly Rathebe, Miriam Makeba, Dorothy Masuka, na ndị ọzọ rụọ ọrụ. Ọ nwụrụ site na ọrịa canca pancreatic na 15 Jenụwarị 2017, mgbe ọ dị afọ 85, e nyekwara ya olili ozu steeti. [3]

E nyere Klansmen nyere iwu nke Ikhamanga na Olaedo(puku iri abụo na isi) maka "nnukwu ihe ọ rụkwara na onyinye maka nka nke egwu". N'ọnwa Ọgọstụ afọ Puku abụọ na iri na atọ , dịka akụkụ nke emume ọnwa ụmụ nwaanyị, Classes na ihe oyiyi anọ ndị ọzọ nke jazz South Africa - Abigail Kubeka, Dorothy Masuka, Sathima Bea Benjamine na Sylvia Mdunyelwa - bụ ndị Standard Bank kwanyere ùgwù na onyinye ndụ.[4] Ihe nrite ndị ọzọ ọ natara gụnyere ụmụ nwaanyị nke Distinction Award natara na Canada ( na afọ iri n' itoolu na iri itoolu na itoolu), na ihe nrite ndụ ya niile na afọ puku iri abuo na isii South African abu nrite. [5][1]

  1. 1.0 1.1 Kagiso Msimango, "Warrior Goddess: Thandi Klaasen", The Goddess Academy, 20 May 2006.
  2. South African History Online, sahistory.org.za; accessed 15 January 2017.
  3. Notice of death of Thandi Klaasen, channel24.co.za; accessed 15 January 2017.
  4. "Standard Bank Joy of Jazz honours legends of Jazz", SABC, 11 August 2013.
  5. Thandi Klaasen biography at Festival International Nuits d'Afrique, Montréal Festimania.