The Vendor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

[1] Vendor [2] ihe nkiri na atọ ọchị Onye Naijiria nke afọ 2018 nke Odunlade Adekola dere, mepụtara ma duzie, [3] onye mmeri nke 2018 Africa Magic Viewers Choice Awards Best Actor in a Comedy. [4] [5] [6][7][8] tọhapụrụ ụgbọala na adọkpụ maka ihe nkiri ahụ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2018 ebe a tọhapụrụ ihe nkiri ahụ na 7 Septemba afọ 2018, [1] na oge ịgba ọsọ nke nkeji 102. [2] [3] [9] nkiri ahụ malitere [10] Netflix na 27 Disemba 2019. [1] [2]

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ahụ arrịa Odunlade Adekola dị ka Gbadebo, onye na ere akwụkwọ n' achọta ahụ na ọrịa Entitlement. Ọ dịghị enwe afọ ojuju na ndụ ya ma na ewere ọnọdụ ya ugbu a na ọtụtụ ndị ya na ha na eme ihe ihe kwa ụbọchị dị ala ọzọ ya. Ọ na ata ụta maka akara ngosi na ihe ịga nke ọma nke ndị na gburugburu ya, mana eziokwu bụ na ọ bụ nwoke umengwụ nke na eji ụbọchị ya na eme ihe ma na eme ka mbọ ndị gbara ya gburugburu mba mma.

Gbadebo n'ụzọ ụfọdụ na-enweta ọnọdụ dị ka onye ọkwọ ụgbọala na Morayo, nwa agbọghọ bara ọgaranya, nke Adunni Ade gosipụtara. Otú ọ dị, ọkwa ya dị elu nke enweghị nchịkwa na-eme ka ọ ghara ikwe omume ka ọ rụọ ọrụ ogologo oge n'ọrụ ọhụrụ a tupu ọ banye na nsogbu siri ike. Otú [11] dị, o mechara mee ya, mgbe ọ zutere nna ya bara ọgaranya.

Ndị na eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tunde Kelani, Falz, Bisola, Omotola win at AMVCA 2018 (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2021-03-13.
  2. #AMVCA2018: Omotola, Odunlade, Falz, Ali, others win | Premium Times Nigeria (en-GB) (2018-09-02). Retrieved on 2021-03-13.
  3. Bada (2018-09-05). 'The Vendor' Odunlade Adekola's new comic movie gets release date. Pulse NG. Retrieved on 1 November 2018.
  4. AMVCA 2018 : Adekola Odunlade, Omotola Ekeinde win best actor, actress (en-US). Vanguard News (2018-09-01). Retrieved on 2021-03-12.
  5. Sanusi (2018-09-02). Omotola Jalade, Odunlade Adekola, Odunlade Adekola, others win big at AMVCA 2018 (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-03-13.
  6. The Vendor 2018.
  7. The Vendor, Peppermint… 10 movies you should see this weekend (2018-09-08).
  8. Odunlade Adekola's The Vendor is barely salvaged by a few laughs (2018-09-27).
  9. Odunlade Adekola's 'The Vendor' now streaming on Netflix (en-US). Pulse Nigeria (2019-12-30). Retrieved on 2021-03-13.
  10. 'The Vendor': This Nigerian comedy is coming to Netflix soon (en-US). Pulse Nigeria (2019-12-25). Retrieved on 2021-03-13.
  11. The Vendor.