Toni Payne
Ọdịdị
Toni Payne
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Antionette |
| Aha ezinụlọ ya | Payne |
| Aha otutu | Toni Payne |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1995 |
| Ebe ọmụmụ | Birmingham |
| Nwanne | Stephen Payne, Nicole Payne |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Ebe agụmakwụkwọ | Duke University, Oak Mountain High School |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | black |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Nọmba egwuregwu | 19 |
| So na | 2024 Summer Olympics |
| Webụsaịtị | https://toniover.com/ |
| Subject has role | Olympic competitor |
Antionette Oyedupe Payne, nke a maara dika Toni Payne (amụrụ n'afọ 1995) bụ onye n’agba bọọlụ Amerika-Naijiria . Ọ na egwụ egwure dị ka a na-atụ maka Sevilla FC . [1]
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Toni Payne na Birmingham, Alabama, site n'aka nne na nna abụọ si Naijiria, [2] ma too na United States . [3]
Payne na-egwu egwu maka ndị otu n’okpuru United States na-erubeghị afọ iri na asaa, ma nọrọ na otu ndi meriri n'afọ2012 CONCACAF Women U-17 Championship Site n'afọ 2016 rue n'afọ 2018 ya na AFC Ajax gwụrụ egwu. N'afọ 2018 jụụne o sonyeere Sevilla na nkwekọrịta otu afọ, nke agbatịkwu maka afọ abụọ ọzọ n'afọ 2019. [1] N'afọ 2019, o kwupụtara ebumnuche ya iji gaa n'ihu na ọrụ ya na mba Naijiria . [2] [3]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Samuel Ahmadu, Sevilla hand Toni Payne contract extension until 2021, Goal, 18 June 2019. Accessed 16 May 2020.
- 1 2 Sevilla striker Toni Payne wants to dump USA and play for Super Falcons of Nigeria, 7 March 2019. Accessed 15 May 2020.
- 1 2 Samuel Ahmadu, American-born Toni Payne awaits Fifa's clearance, Goal, 5 April 2019. Accessed 16 May 2020.