Toun Okewale Sonaiya
Ọdịdị
Toun Okewale Sonaiya
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Toun |
| Ebe ọmụmụ | Abeokuta |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye mgbasa ozi, motivational speaker, radio journalist |
| Ebe agụmakwụkwọ | Olabisi Onabanjo University |
| Ebe ọrụ | Ụlọ Ọrụ Mgbasa Ozi nke Ogun State, Raypower, Capital Xtra, WFM 91.7 |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Toun Okewale Sonaiya bụ onye mgbasa ozi redio na Naijiria. Ọ guzọbe WFM 91.7, redio mbụ maka ụmụ nwaanyị na Naijiria.[1] Sonaiya bụ onye isi ọrụ (CEO) na WFM 91.7.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Sonaiya rụrụ ọrụ na Ogun State Broadcasting Corporation, Ray Power na Choice FM.[3] Ọ rụkwara ọrụ na Housing for Women[4] ma bụrụ onye isi oche na St. Ives Communications.[5]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Alfred, Kayode. "Toun Okewale-Sonaiya Set to Launch First Women Radio Station", The Nation, 19 September 2015.
- ↑ "WFM 91.7 Makes its Debut in Lagos", The Nation, 23 December 2015.
- ↑ "Nigeria's First Ever Women's Radio Station WFM to Start Test Transmissions on October 1", Nigerian Watch.
- ↑ "Nigeria's First Ever Women's Radio Station WFM to Start Test Transmissions on October 1", Nigerian Watch.
- ↑ "Nigeria: WFM 91.7 Has No Competitor - Broadcast Expert", All Africa, 15 November 2015.