Toyin Raji
Ọdịdị
Toyin Raji
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | Novemba 1972 |
| Ebe ọmụmụ | Abuja |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, model, onye asọmpi ịma mma |
| Webụsaịtị | http://www.thatbeautyqueen.com/about.html |
Toyin Enitan Raji Listen (amụrụ ya n'ihe dị ka n'afọ 1972) ọ bụ onye Naijiria bụbu onye na-eme ihe nkiri nke e chiri okpueze kacha mma na Naijiria ma nọchite anya mba ya na Miss Universe 1995.ⓘ[1] A zụlitere ya na Legọsi.[2]
- ↑ Nollywood reporter. "Beauty of the day: Former beauty queen, Toyin Raji", Nollywood Magazine, 17 July 2013. Retrieved on 9 April 2014.
- ↑ Motherhood has been pure perfection for me –Toyin Raji. Heartminders (14 October 2013). Archived from the original on 23 November 2016. Retrieved on 14 November 2016.