Trecia-Kaye Smith

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Trecia-Kaye Smith (amụrụ na 5 Nọvemba 1975 na Westmoreland, Jamaica) bụ onye na-eme egwuregwu Ndị Jamaica lara ezumike nká nke na-asọmpi na ịwụli elu atọ.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na kọleji, ọ gbara ọsọ maka Mahadum Pittsburgh site na 1996-1999 ma bụrụ onye mmeri mba NCAA ugboro asaa (mgbatị abụọ n'èzí na atọ n'ime ụlọ na otu n'èbe na otu n"ime ụlọ atọ), ugboro iri na ise All-American, onye mmeri nnukwu ogbakọ ọwụwa anyanwụ ugboro iri na anọ, na onye mmeri Ọgbakọ egwuregwu owuwa anyanwu ugboro iri ise. A kpọrọ Trecia aha na NCAA Division 1 Ncheta ọlaọcha otu egwuregwwu ime ụlọ na "NCAA Division 1 Nwa akwụkwọ egwuregwu kacha pụta ìhè".

Ihe kacha mma ya bụ mita 15.16, ọ fọrọ nke nta ka ọ hara nhata nke ahụ na asompi ụwa 2005 ebe o meriri nrite ọla edo na mita 15.11.  

Smith meriri okpukpu atọ na 2009 Asọmpi Jamaika na 14.43 m, na-eru eru maka nke ise ya World Championships in Athletics. [1]  Ọ nọgidere na-enwe aha mmeri atọ nke Commonwealth na 2010 Egwuregwu Commonwealth, e nyekwara yaIhe nrite David Dixon maka arụmọrụ ya. Mkpebi ahụ bụ ihe ijuanya n'ọtụtụ ebe ebe ebe ọ nwere naanị otu nnapụta iwu na asọmpi ahụ, akara dị ala nke 14.19 m nke ya onwe ya kwetara na ọ bụ "nnapụta dị egwu". 

A nabatara Smith na USTFCCCA Collegiate Athlete Hall of Fame na 2024. [2]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:JAM
1990 CARIFTA Games (U-17) Kingston, Jamaica 3rd Long jump 5.25 m
1992 CARIFTA Games (U-20) Nassau, Bahamas 4th High jump 1.60 m
1994 CARIFTA Games (U-20) Bridgetown, Barbados 4th 400 m hurdles 72.27
1st Long jump 6.06 m
4th Javelin 31.22 m
Central American and Caribbean Junior Championships (U-20) Port of Spain, Trinidad and Tobago 1st Long jump 6.40 m
2nd Heptathlon 4899 pts
World Junior Championships Lisbon, Portugal 11th Long jump 6.12 m w (wind: +3.1 m/s)
1997 World Championships Athens, Greece 31st (q) Triple jump 13.34 m   (-0.3 m/s)
2001 Central American and Caribbean Championships Guatemala City, Guatemala 2nd Long jump 6.68 m A
1st Long jump 14.12 m A
World Championships Edmonton, Canada 8th Triple jump 13.92 m   (-1.3 m/s)
2002 Commonwealth Games Manchester, United Kingdom 3rd Triple jump 14.32 m PB
World Cup Madrid, Spain 4th Triple jump 13.82 m   (0.4 m/s)
2004 World Indoor Championships Budapest, Hungary 4th Triple jump 14.71 m NR
Olympic Games Athens, Greece 4th Triple jump 15.02 m   (0.5 m/s)
World Athletics Final Monte Carlo, Monaco 7th Triple jump 14.53 m   (-0.5 m/s)
2005 World Championships Helsinki, Finland 1st Triple jump 15.11 m   (0.8 m/s) WL
World Athletics Final Monte Carlo, Monaco 4th Triple jump 14.69 m   (0.4 m/s)
2006 World Indoor Championships Moscow, Russia 4th Triple jump 14.84 m NR
Commonwealth Games Melbourne, Australia 1st Triple jump 14.39 m
World Cup Athens, Greece 4th Triple jump 14.64 m
2007 World Championships Osaka, Japan 24th (q) Triple jump 13.47 m   (-0.3 m/s)
2008 Olympic Games Beijing, China 11th Triple jump 14.12 m   (0.5 m/s)
2009 World Championships Berlin, Germany 5th Triple jump 14.48 m   (-0.2 m/s)
2010 Commonwealth Games New Delhi, India 1st Triple jump 14.19 m SB
2012 Olympic Games London, United Kingdom 7th Triple jump 14.35 m

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Foster, Anthony (2009-06-28). Bolt 9.86 and Fraser 10.88; Walker and Phillips excel over hurdles - JAM Champs, Day 2. IAAF. Retrieved on 2009-06-28.
  2. Introducing the Collegiate Athlete Hall of Fame Class of 2024 (March 22, 2024). Retrieved on March 25, 2024.