Uche Eze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Eze
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụUche Eze Dezie
Aha enyereUche Dezie
aha ezinụlọ yaEze Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Julaị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụMaiduguri Dezie
nwanneInk Eze Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụblogger, onye ọchụ̀nta ego, social media expert, Odee akwụkwọ, Onye ntaakụkọ Dezie
onye were ọrụBellaNaija Dezie
ebe agụmakwụkwọWestern University, John F. Kennedy School of Government Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women Dezie

Uchenna Jennifer Eze (Ọmụmụ: Uche Eze, 26 Julai 1984) bŲ nwafor óbódò naijiria nke ēji ntá akukó nke igwe komputa were mara. Obukwa onye okacha mara na ihe gbasara edemede nkpakorita uka, ma burukwa ezigbo onye ojiego achu ego. Obu onye isi na ulo oru nke ana akpo BellaNaija, nke eji nta akuko, edemede nakwa nkwakorita uka nke ndi mmadu. na afo 2014, ulo oru nta akuko forbes tinyere aha ya nime onu ogu mmadu iri ato nke na agba mbo puru oke iche nime Africa.