Gaa na ọdịnaya

Uchenna Kanu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uchenna Kanu
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha ọmụmụUchena Grace Kanu Dezie
Aha enyereUchenna Dezie
Aha ezinụlọ yaKanu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jụn 1997 Dezie
Ebe ọmụmụȮha Abia Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Ebe agụmakwụkwọSoutheastern University Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Footednessright-footedness Dezie
So na2019 FIFA Women's World Cup, football at the 2024 Summer Olympics – women's tournament Dezie

Uchenna Grace Kanu (amuru 20 June 1997) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria nke na-egwu egwu n'ihu maka ọgbakọ La Liga Mexico MX Femenil Tigres UANL na otu egwuregwu mba ụmụ nwanyị Nigeria .

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Kanu nọchitere Niaijiria na 2014 FIFA U-17 Women's World Cup na 2014 FIFA U-20 iko mba ụwa. O mere mpụta izizi ya na Eprel 8 2019 na mmeri 1–2 enyi na Canada.