Uhunoma Osazuwa
Ọdịdị
Uhunoma Osazuwa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Novemba 1987, 1 Novemba 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Oakland |
| Asụsụ obodo | Edo |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | heptathlete |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Michigan, Ed W. Clark High School |
| Ebe obibi | Las Vegas |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | heptathlon |
Uhunoma Naomi Osazuwa (amụrụ Novemba 23, 1987 na Oakland, California[1]) bụ nwaanyị onye u ọsọ egwuregw na-azọ mpi na egwuregwu nke a na-akpọ heptathlon. Ọ nochitere anya Naijiria na asọmi Olympik nke 2012 mana emechaghị na-asọmpi ahụ. O tozuru asọmpi Olympik nke 2016 na egwuregwu Hep, nke emechara na okwa onye iri abụọ na itoolu.[2]
Ọ nwetara nzere PhD maka mmuta ọgwu na 2014 site na Mahadum Michigan College of Pharmacy.[3]
Ndekọ asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing NGR | |||||
| 2011 | All-Africa Games | Maputo, Mozambique | 2nd | High jump | 1.80 m |
| Universiade | Shenzhen, China | 11th | Heptathlon | 5589pts | |
| 2012 | African Championships | Porto Novo, Benin | 3rd | 100 m hurdles | 13.61 s |
| 5th | Heptathlon | 5126 pts | |||
| Olympic Games | London, United Kingdom | – | Heptathlon | DNF | |
| 2015 | Pan American Combined Events Cup | Ottawa, Ontario, Canada | 2nd[4] | Heptathlon | 6008 pts |
| World Championships | Beijing, China | 18th | Heptathlon | 5951 pts | |
| African Games | Brazzaville, Republic of the Congo | 1st | Heptathlon | 5892 pts | |
| 2016 | African Championships | Durban, South Africa | 1st | Heptathlon | 6153 pts |
| Olympic Games | Rio de Janeiro, Brazil | 29th | Heptathlon | 4916 pts | |
Ihe ndekọ NCAA
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Syracuse Orange | |||||
| 2010 | 2010 NCAA Division I Outdoor Track and Field Championships | Hayward Field University of Oregon |
14th | Heptathlon | 5304 pts |
| Big East Conference Outdoor Track and Field Championships | Gettler Stadium University Of Cincinnati Bearcats |
1st | 5549 pts | ||
| NCAA Women's Division I Indoor Track and Field Championships | Randal Tyson Track Center University of Arkansas |
6th | Pentathlon | 4061 pts | |
| Big East Conference Indoor Track and Field Championships | Armory Track & Field Center | 2nd | 3942 pts | ||
| 2009 | Big East Conference Outdoor Track and Field Championships | Villanova Stadium Villanova University |
1st | Heptathlon | 5236 pts |
| Big East Conference Indoor Track and Field Championships | Armory Track & Field Center | 4th | Pentathlon | 3836 pts | |
| 2008 | Big East Conference Outdoor Track and Field Championships | Villanova Stadium Villanova University |
5th | Heptathlon | 4921 pts |
| Big East Conference Indoor Track and Field Championships | Armory Track & Field Center | 4th | Pentathlon | 3757 pts | |
| 2007 | Big East Conference Outdoor Track and Field Championships | George J. Sherman Family-Sports Complex University of Connecticut |
8th | Heptathlon | 4775 pts |
| Big East Conference Indoor Track and Field Championships | Armory Track & Field Center | Pentathlon | 3423 pts | ||
| Big East Conference Indoor Track and Field Championships | Armory Track & Field Center | 60 m hurdles | 9.07 | ||
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Uhunoma Osazuwa. Sports Reference. Retrieved on 2013-06-19.
- ↑ IAAF: Uhunoma Osazuwa | Profile.
- ↑ https://www.youtube.com/watch?v=LLVLI6HmhDI
- ↑ Competing as guest.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- IAAF profaịlụ maka Uhunoma Osazuwa
- [1]
- [2]
- ↑ Uhunoma Osazuwa - 2009-10 Track and Field - Syracuse's first All-American pentathlete. cuse.com. Retrieved on August 4, 2016.
- ↑ Syracuse Uhunoma Osazuwa tfrrs.org. Retrieved on August 4, 2016.