Ukwuani people

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ukwuani people
agburu
mba/obodoNaijiria Dezie

Ndị Ukwuani (nke a na-akpọkwa agbụrụ ndị Ndokwa) ndị bi na mpaghara ndịda nke Najiria na mpaghara ọdịda anyanwụ nke Niger Delta, ya na mpaghara ndị ọzọ.

Mbido[dezie | dezie ebe o si]

A na-arụ ụka banyere mmalite ha, na akụkọ kachasị nu bu na ha si na Benin . Nke a ka Paul O. Opone, onye nkuzi na Mahadum nke ahụ dị Delta State, Abraka na agbagha. Mazi ahụ na-arụ ụka na ihe akaebe na-egosi na ha bụ ndị Igbo .

Ndị ama ama n'Ndokwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Buchi (onye Najiria n'eme ihe nto ochi)
  • Enebeli Elebuwa (Onye omee ihe nkiri na Nollywood / onye na-emeputa ihe na Nollywood
  • Uti Nwachukwu ( Onye omee na Onye mmeri na Big Brother Africa III, 2008)
  • Peter Odili (Onye bụbu onye isi ochichi nke Gọọmenti di na Ndoni na Rivers State. (http://www.ndoniusa.org/history-of-ndoni.html )
  • Sunday Oliseh (Nwaafọ Naijirịa na agba bọọlụ)
  • Patrick Osakwe (Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị / Onye bụbu Senator, Federal Republic of Nigeria)
  • Friday Osanebi (osote onye isi oche, Delta State House Of Assembly)
  • Emeka Ossai ( / onye nrụpụta / ihe atụ)