Umuahia North
Ọdịdị
Umuahia North
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯha Abia |
| Nhazi ọnọdụ | 5°32′0″N 7°29′0″E, 5°33′29″N 7°28′7″E, 5°34′37″N 7°30′11″E |
| Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Umuahia |
| Koodu Nzipu ozi | 440 |


O nwere mpaghara nari abuo na ano ise km abuo yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 220,660 na ngụkọ 2006.
- Umuahia
- Umukabia
- Umuawa Alaocha
- Umuagu
- Umuekwule
- Ihite Ude
- Umuda Isingwu
- Ohuhu
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ihu igwe Ụmụahia North bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Obodo a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Umuahia North so ná Obodo nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Ora Abia na Naijiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Umuahia North.