Umuoba Anam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Umuoba Anam bụ otu n'ime obodo nta nke Anam (obodo) nke dị na okpuru ọchịchị Anambra East Area, Anambra Steeti na ndịda ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.

Ebe[dezie | dezie ebe o si]

Umuoba Anam bụ otu n'ime obodo atọ mejupụtara Otuocha na okpuru ọchịchị Anambra East. Obodo abụọ ndị ọzọ nke Aguleri na Umuleri gbara ya gburugburu na ugwu na ndịda. Osimiri Anambra (Ọnwụbala) jikọtara Umuoba Anam na ọdịda anyanwụ; a na-akpọ Umuoba Anam III. Aboegbu, Umuoba Anam dị na okpuru ọchịchịAnambra West. Uzo awarawara Otuocha-Oyeagu kewara Umuoba Anam ụzọ abụọ. A maara akụkụ ugwu dị ka Okpagba ebe a na-akpọ akụkụ ndịda Akor.

6.839