Gaa na ọdịnaya

Valerie Ebe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Valerie Ebe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereValerie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Maachị 1947 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Nigeria, University of Uyo Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Valerie Ebe
Deputy Governor of Akwa Ibom State
In office
3 November 2012  29 May 2015
Preceded byNsima Ekere
Succeeded byMoses Ekpo
Personal details
Born (1947-03-26) 26 Maachị 1947 (age 79)
Political partyPeople's Democratic Party
SpouseMkpisong Maurice Ebe (wid.)
EducationUniversity of Nigeria, Nsukka, University of Uyo
OccupationLawyer
Politician

Valerie Maurice Ebe[1] Audio (née Bassey, amụrụ na 26 Machị 1947), bụ onye ọka iwụ n'onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ nwanyị mbụ osote gọvanọ nke Akwa Ibom Steeti.[2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ebe na 26 Machị 1947 n'aka Edidem Paul Bassey, onye ọchịchị mpaghara nke Etoi Clan. Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị Holy Child, Calabar ma nabata ya na Holy Child Secondary School, Calabar na 1957 maka agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya. O mechara zụọ ịbụ onye nkuzi na Holy Child Teacher Training College, Ifuho. O gụrụ akụkọ ihe mere eme na nkà mmụta ihe ochie na Mahadum Naịjịrịa, Nsukka ma mesịa mụọ iwu na Mahadim Uyo . A nabatara ya dị ka onye ọka iwu na onye ọka iwu nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naịjirịa na 1998.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Paul, Ukpabio (19 October 2013). "I won my husband's heart with good meals". The Nation Newspaper. Retrieved 11 March 2018.
  2. Offiong, Adie Vanessa (13 June 2015). "Meet Nigeria's female deputy governors". Daily Trust. Archived from the original on 11 March 2018. Retrieved 9 March 2018.