Waconzy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Waconzy
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha pseudonymWaconzy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọgọọst 1983 Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọFederal University of Technology Owerri Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịAfrican popular music Dezie

Àtụ:Infobox musical artist Waconzy

Waconzy

Nkọwa Onwe

Aha Obinna Kelvin Anyanwụ

Amụrụ Ọgụstụ 10, 1983 (afọ 37)

Port Harcourt, Rivers Steeti, Naịjirịa

Ebe osi Ụmụahụa, Abịa Steeti, Naịjirịa

Nkenụụdị Afuro pọpụ muziki, pọpụ, R&B, hipụ họpụ muziki, egwu mmụọ, regee

Aka ọrụ Odee egwu, Otii egwu, mmepụta ndekọ egwu, Onyere ụmụ ogbenye aka.

Afọ ọ nọ ọrụ 2008–ugbua

Lebeelụ Dv8 Media

Ndị egwu 2face Idibia, Duncan Mighty, Flavour N'abania, Timaya, Kcee, Iyanya

Website www.waconzy.com

Obinna Kelvin Anyanwụ (amụrụ ya na Port Harcourt, Rivers Steeti, Naịjirịa ), nke amara aha ya bụ Waconzy, bụ onye na-agụ egwu, onye na-edee egwu, onye na-edekọ egwu na onye na-enyere ndị mmadụ aka nwere mgbọrọgwụ ezinụlọ na Ụmụahịa, Abịa Steeti. Ọ bụ onye guzobere Dv8 Media na ntọala Waconzy. O bilitere n’ọkwa n’afọ 2010 site n’ egwu ya bụ “I Celebrate” nke pụtara na abọm " I Celebrate. Abọm ya nke abụọ Money Back Guarantee pụtara na 2013. Ọ bịanyere aka na Dv8 Media ugbu a.

Ndụ mbido, Ọganihu Otu Egwu ya na Ọrụ Egwu[dezie | dezie ebe o si]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Waconzy na 10 nke Ọgụstụ 1983 na Port Harcourt, nna na nne bụ ndị Port Harcourt ebe o tolitere. Waconzy gụsịrị akwụkwọ praịmarị na Sekọndịrị na Port Harcourt . Na 1998, Waconzy dere egwu mbụ mgbe ọ ka nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị [1] Waconzy wepụtara egwu mbụ azụmahịa ya n'afọ 2000, Waconzy banyere n'ime "Federal University of Technology Owerri" ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na 2005 na asambodo nke teknọlọjị na Prọjektị Manejimentị . Mgbe Waconzy mechara ọrụ NYSC ya na 2006, Waconzy sonyeere Prọjektị Manejimentị na Amerịka ebe a enyere ya asambodo Prọjektị Manejimentị (PMP) na 2008, o guzobere ụlọ ọrụ ya Dv8 Media. [2] [3]

Egwu ya pụtara ihe[dezie | dezie ebe o si]

"I Celebrate"[dezie | dezie ebe o si]

Na 2008 Waconzy wepụtara egwu "I Celebrate ". vidio egwu a bụ Clarence Peters nke CAPital Dream Pictures na lagos Nigeria. Na 2011 mepụtara ya, Waconzy na Duncan Mighty rụkọtara egwu nke "I Celebrate".

Mbupute abọm: "I Celebrate"[dezie | dezie ebe o si]

Ọ wepụtara abọm izizi ya "I Celebrate" na 2010. Ndị kachasị egwu na abọm ahụ gụnyere "i Celebrate", "too much money", "wedding day" na "Chuku Chuku". [4]

Ọrụ (2008 - 2015)[dezie | dezie ebe o si]

N'isochi abọm izizi ya, Waconzy wepụtara Money Back Guarantee na 2013 bụ nke gosipụtara egwu dịka "Amosu", "Club on fire" na "Sweet like tombo". Na 2015, o wepụtara egwu Waconzy nke gụnyere egwu dịka "Na God", "Balling like waconzy (Ekpoh)" na "Ogbono".

Waconzy emela onyinye ọrụ ebere na Naịjirịa [5] nyere ndị ọrụsị karịrị otu puku nri[5] ma bido nkwusa ozi Waconzy vesọsụ iba nke bụ isi iji na-alụ ọgụ ndụ nke ọrịa ịba Afrịka ma nata Awọdụ nke WMI Film Festival na Hollywood, California . [6]

Waconzy na ndịa Banky W. (Jagolova), Faze (Champion), Duncan Mighty (I Celebrate remisi), Naeto C (Hallelujah Remisi), Eziokwu Hurts (Club on fire remisi)arụkọtara ọnụ

Njegharị ụwa na ọrụ ama ama ama[dezie | dezie ebe o si]

Njegharị ụwa[dezie | dezie ebe o si]

"Hottest Naija Boy Alive Tour" ( Njegharị Europe) na 2014[7] bụ ebe ọ hụrụ Sean Combs[8]

Ọrụ ndị ama ama[dezie | dezie ebe o si]

  • MTN on the Power of Ten Concert (2011)[9]
  • Calabar Carnival (2013)[10]
  • Caribbean African American Awards (2013)[11][12]
  • MTN Loud In Naija Tour (2013)[13][14]
  • Hennessey Artistry Tour (2013)[15]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

otu egwu[dezie | dezie ebe o si]

  • "Ikebe super"
  • "I Celebrate"
  • "Hallelujah"
  • "Jangolova"

    (gụnyere Banky W.)
  • "Fine Fine Girl"
  • "Jogodo"
  • "Club on Fire"
  • "Oh No (I CRY)"
  • "Amosu"
  • "Sweet Like Tombo"

    (gụnyere Chimaga)
  • "Club on Fire (Remisi)"

    (gụnyere Truth Hurts)
  • "My Money Dey Talk"

    (gụnyere Chimaga)
  • "Champion"

    (gụnyere Faze)
  • "Ekpoh"
  • "Ogbono"
  • "Na God"
  • "Am Sorry"
  • "Amosu (Remisi)"

    (gụnyere Rhage, Heyden Adama & Shadow Boxxer)
  • "Pitakwa"
  • "Nothing Last Forever"
  • "Let Me Love you"
  • "Apple Of My Eyes"

Abọm[dezie | dezie ebe o si]

  • I Celebrate (2010)
  • Money Back Guarantee (2013)
  • Waconzy: Greatest Hits (2015)

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nkọwa onyinye (s) Nsonaazụ
2009 Awards Glitz style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2010 Odudu Onyinye [16] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2011 Ọganihu NigerDelta style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2012 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2013 Bulie mbipụta Awards style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
F.A.C.E Awọdụ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014 Onyinye mgbasa ozi ọhụrụ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[17]
2015 NIGER DELTA Ọganihu Awọdụ [18] Onye na-eduzi ihe nkiri kachasị mma ( MEX maka Amosu ) Na-echere
Ihe nkiri nke afọ ( Amosu ) Na-echere
NIGER DELTA Artist nke afọ ( onwe ya ) Na-echere

Enyere Awọdụ[dezie | dezie ebe o si]

Na 2013 na afọ isii "Annual World Music na Independent Film Festival Hollywood USA", onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa, Anyanwụ Obinna Kelvin nke a maara nke ọma dịka Waconzy. E nyere ya ugwu nke ihe onyinye maka ọgụ megide ịba na Afrịka site na mgbasa ozi ya 'Waconzy Versus Malaria Zero Tolerance' , bụ nke a nabatara ma kwụọ ụgwọ. [19]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ndị egwu Naịjirịa
  • Ndepụta ndị mmadụ si Port Harcourt

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Early life Story of Waconzy. Jango.
  2. Early life Story of Waconzy. Waconzy.
  3. Waconzy ‘buys over Dv8 media with $100,000. The Net.
  4. Waconzy Biography. SongzFactory. Archived from the original on 2021-07-25.
  5. 5.0 5.1 Touching! Singer Waconzy Feeds 1000 Lagos Beggars & Less Privileged On His Birthday. Joey Akan. Retrieved on 13 August 2013.
  6. Waconzy Receives Humanitarian Award at WMI Film Festival in Hollywood (Photos). Odinaka.
  7. Waconzy kicks off his Hottest Naija Boy Alive Europe Tour. Tatafo Naija. Retrieved on 20 March 2014.
  8. Waconzy Pictured With P. Diddy On His American Tour, View Photo. Ono Bello. Archived from the original on 11 April 2015. Retrieved on 20 October 2014.
  9. MTN POWER OF 10 CONCERT. Jaguda. Archived from the original on 1 December 2011. Retrieved on 17 September 2011.
  10. Calabar Festival 2013. TheVoice. Archived from the original on 2020-10-25.
  11. Waconzy’s Performance At The Caribbean African American 2013. Waconzy.
  12. Waconzy’s Performance At The Caribbean African American 2013. Spells Music.
  13. Waconzy Kills The Show at The MTN Loud in Naija Tour Ibadan. City News. Archived from the original on 2016-03-05.
  14. Ibadan Youths Laud MTN For A Great Show As Loud in Naija Concert Begins. Naija.
  15. Hennessy Artistry Supporting Acts. The Fast Babe. Archived from the original on 2016-03-04.
  16. Winners & Nominee’s of Odudu (PH Music) Awards... PHCityMusic. Archived from the original on 16 December 2010. Retrieved on 2 December 2010.
  17. Full Winners List at 2014 New Media Broad Awards. Bob Alash. Archived from the original on 14 March 2014. Retrieved on 13 March 2014.
  18. LIST OF NOMINEES FOR 6TH NIGER DELTA ADVANCEMENT AWARDS (NDAA) 2015 RELEASED. Juvenis. Archived from the original on 2015-11-17.
  19. Waconzy wins Humanitarian Award in Hollywood. Record Africa. Archived from the original on 17 November 2015. Retrieved on 28 August 2015.