White Is for Witching
Ọdịdị
White Is for Witching
| Aha | White Is For Witching |
|---|---|
| Form of creative work | novel |
| Ụdị | akụkọ ifo |
| Odee akwụkwọ | Helen Oyeyemi |
| Ndị mbipụta | Riverhead Books |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 4 Febụwarị 2014 |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Agwa | Miranda Silver |
| Ibe | 299 |
White Is for Witching (bu akwụkwọ e bipụtara na Britain dị ka Pie-kah) ọ bụ akwụkwọ akụkọ ebiputara na2009 nke onye edemede Britain bụ Helen Oyeyemi dere.[1] Akwụkwọ akụkọ ahụ, nke atọ nke Oyeyemi, meriri 2010 Somerset Maugham Award. Na-ejikọta ihe ndị dị na mmụọ, vampire, na akụkọ ụlọ, White Is for Witching na-emetụta ejima aha ya bụ Miranda na mmekọrịta ya na ụlọ na'ahụ maka ndị ọzọ ọ bi.[2] E bipụtara nke asụgharịri na French dị ka Le Blanc va aux sorcières na arọ 2011.[3]
- ↑ Ervin. "Miri’s Hunger", The New York Times, 2009-09-08. Retrieved on 2020-08-14. (in en-US)
- ↑ Stephanou (2014-12-30). "Helen Oyeyemi's White Is for Witching and the Discourse of Consumption" (in en). Callaloo 37 (5): 1245–1259. DOI:10.1353/cal.2014.0209. ISSN 1080-6512.
- ↑ Ervin. "Miri's Hunger", The New York Times, 2009-09-08. Retrieved on 2020-05-29.