Whitemoney

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hazel Oyeye Onou
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jụn 1992, 6 Julaị 1992 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Steti Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụ̀nta ego, onye mkpaochi, onye mgbasa ozi Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2018 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nchekwa ngwa égwusinging Dezie
Ụcha anụkpa ahụlight skin Dezie
Ụdị onye si edozi ntụtụ ísíAfro Dezie

Hazel Oyeze Onou (amụrụ 6 Julaị 1992), nke a na -akpọ Whitemoney bụ onye na -agụ egwu Naịjirịa na onye chawapụ̀tara na ihe ngosi . [1] Ọ bụ onye mmeri nke Big Brother Naija season 6. [2] [3] [4]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Whitemoney bụ onye Igbo si Enugu Steeti, Naịjirịa, mana o toro na Steeti Kaduna . [5] Na ntolite, Whitemoney kwụsịrị agụmakwụkwọ ya na ọkwa NECO. [1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'ịbụ onye tolitere na steeti Kaduna, Whitemoney hapụrụ gawa Lagos ịchọ ọrụ. [5] Ọ banyere n'ahịa dị iche iche dịka ịse foto azụmahịa, ịkpụ isi, ịrụzi igwe na -enye ọkụ, na idozi igwe nkwukọrịta n'etiti ndị ọzọ. [6] O tinyekwara ego n'ibubata na ire akpụkpọ ụkwụ. [7]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Whitemoney ewepụtala egwu ole na ole gụnyere "Rosemary" (2018)" Your Life(2018), na "Obi m" (2021). [8] [9]

Big Brother Naija[dezie | dezie ebe o si]

Whitemoney banyere agba nke isii nke Big Brother Naija dị ka onye asọmpi nke ise na 24 Julaị 2021. [10] [11] [12]

N'oge ngwụcha nke agba a na Septemba 3, 2021, ekwuputara na ọ bụ onye mmeri nwetara percenti vootu iri anọ na asaa nke ntuli aka ikpeazụ n'ihu Liquorose onye nwetere percenti vootu iri abụọ na a abụọ na uma iri itoolu itoolu nke ngụkọta ntuli aka a tụrụ ma nwee ikike inweta nnukwu ihe nrite nde ₦ 90. [13] [14] [15] [6]

Filmografii[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mbụ Ọrụ Ihe edeturu
2021 Big Brother season 6 Jun Onwe ya Ihe ngosi n'ezie

Nrụtụ̀aka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Oamen (2021-10-03). Eight things you probably didn’t know about BBnaija season 6 winner, Whitemoney (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2021-10-04.
  2. Olanilua (2021-10-04). Whitemoney wins BBNaija Season 6, carts home N90m prize (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2021-10-04.
  3. N90m Breaking News: White Money wins BBNaija Season 6 (en-US). Vanguard News (2021-10-03). Retrieved on 2021-10-04.
  4. Ewodage. BBN Season 6: Whitemoney Clinches ₦90m Grand Prize | Channels Television. www.channelstv.com. Archived from the original on 2021-10-03. Retrieved on 2021-10-04.
  5. 5.0 5.1 THEWILL. (2021-08-04). BBNaija’s White Money: I Lived Under Ojuelegba Bridge (en-US). Retrieved on 2021-10-04.
  6. 6.0 6.1 Olonilua (2021-10-03). BREAKING: Whitemoney wins BBNaija S6, grabs N90m prize (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2021-10-04.
  7. Ogunsakin (2021-07-24). BBNAIJA 2021: My Money on White Money 100% - OMASHOLA (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2021-10-04.
  8. BellaNaija.com (2021-10-02). Life Before #BBNaija: 10 Songs You Didn’t Know Whitemoney Released (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-10-04.
  9. Kenechukwu (2021-10-04). LISTEN: 'Iyawo Mi', 'Rosemary'... 10 songs White Money dropped before BBNaija (en-US). TheCable Lifestyle. Retrieved on 2021-10-04.
  10. "Meet Big Brother Naija 'Shine Ya Eye' housemates", BBC News Pidgin. Retrieved on 2021-10-04.
  11. Ososanya (2021-07-27). Big Brother Naija male housemates come out in style as reality show kicks off (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-10-04.
  12. Nwogu (2021-07-24). BBNaija season 6: 'Shine Ya Eye' launches today! (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-10-04.
  13. Nwogu (2021-10-03). BBNaija 2021 finale: Whitemoney wins the 'Shine Ya Eye' season (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-10-04.
  14. Olowolagba (2021-10-03). BBNaija: ‘Predictable’ - Nigerians react as Whitemoney wins with 47% votes (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2021-10-04.
  15. Whitemoney wins BBNaija Season 6 ahead of Liquorose (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-10-03). Retrieved on 2021-10-04.