Yetunde Arobieke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yetunde Arobieke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1960 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan Dezie

Yetunde Arobieke (amụrụ na Mee 6, 1960) bụ onye kọmishọna ugbu a maka Gọọmentị Obodo na Mmekọrịta Obodo maka Lagos Steetiị.[1][2]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Ikeja Primary School. Ka oge na-aga, ọ kwagara Multi-Lateral Grammar School, Okun_Owa, Ogun State. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ elemeṅtrị ya, ọ sonyeere Adeola Odutola College, Ijebu-Ode Ogun State secondary educational, ma mgbe ọ gụsịrị ya, a nabatara ya na Mahadum Ibadan, ebe ọ gụsịrịụsịrị akwụkwọ na Bachelor of Scieince n'afọ 1983. O nwetara nzere masta ya na Public Administration na Mahadum Lagos State n'afọ 2008.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe National Youth Service gasịrị, ọ malitere azụmahịa onwe ya na-arụ ọrụ na Accessories na Computers nke dugara ya n'ịtọlite azụmaahịa ndị ọzọ na-aga nke ọma nke gụnyere Compu-point Nigeria Limited, Data point Nigeria limited, Ipod Nigeria limited na Taseto Nigeria Limited nke bụ Chief Executive Officer.[3] Arobieke na-eje ozi n'okpuru ọfịs ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ bụ onye isi odeakwụkwọ mbụ nke Agboyi-Ketu LCDA na 2003, ma mesịa bụrụ onye isi oche mbụ nke Agbeyi-Keto LCDA n'ihe dị ka afọ 2004 na 2007. Ka ọ na-eje ozi na Lagos State, ṅa mbụ, a họpụtara ya dị ka Kọmishọna Honourable iji jee ozi na Ministry of Local Government and Community Affairs, ṅke Gọvanọ Sanwo-Olu họpụtara na 2019, na nso nso a, a kpọghachiri ya na Ministry of Wealth Creation and Employment na Jeṅụwarị, 2020.[1][4][5] N'okpuru nchịkwa ya, ọ na-etinye usoro ọgbụgba na otu esi ewepụ enweghị ọrụ na Lagos State.[4][6][7][8]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Hon.(Mrs).Yetunde Arobieke — HONOURABLE COMMISSIONER (en-US). Ministry Of Wealth Creation And Employment – Lagos State Government. Retrieved on 2020-11-13. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Lagos Governor Ambode inaugurates 37 commissioners, special advisers | Premium Times Nigeria (en-GB) (2015-10-19). Retrieved on 2020-11-13.
  3. Hon.(MRS).Yetunde Arobieke — HONOURABLE COMMISSIONER – Ministry of Wealth Creation and Employment – Lagos State Government.
  4. 4.0 4.1 Lagos supports 2,204 businesses in one year to reduce unemployment (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-05-29). Retrieved on 2020-11-13.
  5. Ajayi (2020-10-29). Lagos sets up Graduate Internship Programme with a monthly stipend of N40,000 for youth beneficiaries (en-GB). Nairametrics. Retrieved on 2020-11-13.
  6. "How to apply for Lagos state graduate internship programme", BBC News Pidgin. Retrieved on 2020-11-13.
  7. Civil servants must work hard to actualise Sanwo-Olu's vision – Arobieke (en-US). P.M. News (2019-08-26). Retrieved on 2020-11-13.
  8. Lagos begins internship programmes for 4,000 graduates, reveals requirements, salary - Daily Post Nigeria (en). Ground News. Retrieved on 2020-11-13.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]