Yetunde Odunuga
Ọdịdị
Yetunde Odunuga
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Novemba 1997 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | boxer |
| Ụdị egwuregwu | boxing |
| So na | 2018 Commonwealth Games |
Yetunde Odunuga (amuru na ọnwa 19 Nọvemba nke afọ 1997) bu onye amateur onye Naijiria nke meriri ihe nrite ọla n’egwuregwu Commonwealth 2018 . [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Yetunde meriri na asọmpi Commonwealth 2018 . Ọ meriri nrite ọla n'ime mmemme etiti arọ megide Caroline Veyre . [2] [3]
N'afọ 2017, Yetunde Odunuga, onye ọrụ ndị agha Naijiria nwetara ọla edo n'ụdị dị fechaa nke ụmụnwaanyị n'asọmpi ịkụ ọkpọ Amateur Africa, Brazzaville, Congo . [4]
Edensịbịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Boxing | Athlete Profile: Yetunde ODUNUGA - Gold Coast 2018 Commonwealth Games. results.gc2018.com. Archived from the original on February 2, 2020. Retrieved on Mar 15, 2021.
- ↑ Gold Coast 2018: Odunuga qualify for women's boxing semi-finals (Apr 11, 2018). Retrieved on Mar 15, 2021.
- ↑ Badmus (Apr 13, 2018). Commonwealth: Yetunde Odunuga wins bronze in women's lightweight boxing. TODAY. Retrieved on Mar 15, 2021.
- ↑ Nigerian female Army Officer, Yetunde Odunuga wins Gold Medal in boxing (Jun 28, 2017). Retrieved on Mar 15, 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ịgba ọkpọ | Usoro ihe omume kwa ụbọchị - Gold Coast 2018 Commonwealth Games