Yetunde Onanuga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yetunde Onanuga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Septemba 1960 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiDeputy Governor of Ogun State Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Olabisi Onabanjo Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie

Yetunde Onanuga (Ha muru ya na 11 September 1960) bu onye ndorondoro ochichi Nigeria bu osoko governo Ogun state.

Mbido ndu[dezie | dezie ebe o si]

Ha muru Onanuga na Adeoyo Hospital na Ibadan,  kapitalu Ȯra Ọyọ na ala Naijiria. Nna ya bu F.T. Fabamwo.[1]

Nwanyia gara akwukwo na Ogun state yana Lagos ebe onwete nzere na nkuzi. Obia gba mgbo we metcha MBA na Ogun State University.

Nwanyia ruru olu na uno olu na fu maka  environment na Lagos state mgbe ha roputara ya ka obulu osoko gonono Ibikunle Amosun na 2015. Amosun bu govono mgbe osoko govono nke mbu si na otu pati osi banya, obia gawa pati ozo. Amosun horu Onanuga na ime mmadu ator ha wepute.[2]

Ha hopu tara Onanuga osoko govono.[3]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Onanuga: Round peg in round hole, 7 January 2015, The Nation Online NG, Retrieved 17 February 2016
  2. How Amosun’s running mate emerged, 19 December 2014, VanguardNGR, Retrieved 17 February 2016
  3. HID Awolowo passes on at 99, 2015, ThisDayLive, Retrieved 18 February 2016