Yinka Kudaisi
Ọdịdị
Yinka Kudaisi
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| aha n'asụsụ obodo | Yinka Kudaisi |
| aha enyere | Yinka |
| aha gọọmenti | Yinka Kudaisi |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Ọgọọst 1975 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| onye nsonye òtù egwuregwu | QBIK, Pelican Stars F.C., Nigeria women's national football team |
| ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| ụdị egwuregwu | footbọl |
| so na | 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Yinka Kudaisi (amụrụ na ubochi iri-abuo na ise nke Ọgọst 1975) bụ onye Naijiria. onye gbachitere ndị Naijiria azụ na otu egwuregwu bọọlụ nke ụmunwanyị Naịjirịa Na egwuregwu bọọlụ na asọmpi Summer Olympic 2004 . Na ọkwa klọb, ọ gbara ndiPelican Stars boolu . [1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Yinka Kudaisi – FIFA competition record (archived)