Yulisa Pat Amadu Maddy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yulisa Pat Amadu Maddy
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSierra Leone Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Disemba 1936 Dezie
Ebe ọmụmụFreetown Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya16 Maachị 2014 Dezie
Ebe ọ nwụrụFreetown Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri Dezie
ụdị ọrụ yaliterature Dezie

On his return to Sierra Leone in 1968, Maddy became Head of Drama on Radio Sierra Leone. He was a founder-director of the theatre company Gbakanda Afrikan Tiata, established 1969 in Freetown. He subsequently worked in Zambia, where he directed the national dance troupe and trained them for the Montreal World's Fair in 1970. He also taught drama in Nigeria, at the University of Ibadan and the University of Ilorin,[1] and in the United States.

Yulisa Pat Amadu Maddy

Yulisa Amadu Pat Maddy (27 Disemba 1936 - 16 Machị 2014) [2] bụ onye edemede Sierra Leone, onye na-ede uri, onye na'eme ihe nkiri, onye na -agba egwu, onye nduzi na onye na-eme egwuregwu. Ndị enyi na ndị ọrụ ibe ya maara ya dị ka Pat Maddy ma ọ bụ naanị Prọfesọ, o nwere "mmetụta dị ukwuu" na ihe nkiri na Sierra Leone, Nigeria na Zambia.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Maddy n'aka ndị nne na nna Creole na Freetown, Sierra Leone, ebe ọ tolitere ma gụọ akwụkwọ (na-aga St. Edward's Secondary School) [3] ruo mgbe ọ dị afọ 22. 'afọ 1958, ọ gara France na Britain.Maddy zụrụ na Rose Bruford College of Speech and Drama na UK, wee malite mgbasa ozi na Britain na Denmark, na-ede ma na-emepụta ihe nkiri redio.

Ọ bụ onye nduzi nke ihe nkiri na Keskidee Center na London, [1] ma duzie ndị Pan African Players, nke na 1966 nọchitere anya United Kingdom, ya na Negro Theatre Workshop, na World Festival of Negro Arts nke mbụ na Dakar, Senegal, [4] na-eme Obi Egbuna's Wind versus Polygamy. [5] Egwuregwu mbụ Maddy, nke e mepụtara na BBC African Service, e bipụtara dị ka Obasai and Other Plays (1968). [1] N'etiti afọ 1960, ọ biri na Denmark, ebe e bipụtara akwụkwọ uri ya, Nyansk afrik prosa (1969).

On his return to Sierra Leone in 1968, Maddy became Head of Drama on Radio Sierra Leone. He was a founder-director of the theatre company Gbakanda Afrikan Tiata, established 1969 in Freetown. He subsequently worked in Zambia, where he directed the national dance troupe and trained them for the Montreal World's Fair in 1970. He also taught drama in Nigeria, at the University of Ibadan and the University of Ilorin,[1] and in the United States.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 "Yulisa Amadu Maddy", Hans M. Zell, Carol Bundy & Virginia Coulon (eds), A New Reader's Guide to African Literature, Heinemann Educational Books, 1983, pp. 410–11.
  2. "Freetown: Pat Yulisa Amadu Maddy Passes On", The Patriotic Vanguard, 21 March 2014.
  3. C. Magbaily Fyle, Historical Dictionary of Sierra Leone, Scarecrow Press, 2006, p. 114.
  4. Bush (2019). "Culture, race, and the welfare state: the British contribution to the 1966 First World Festival of Black and African Culture". Research in African Literatures 50. DOI:10.2979/reseafrilite.50.2.03. Retrieved on 27 April 2021. 
  5. Chambers. Black British Plays Post World War II -1970s. Black Plays Archive. National Theatre. Retrieved on 27 April 2021.