Zulu Sofola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zulu Sofola
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Jụn 1935 Dezie
Ebe ọmụmụIssele-Uku Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Septemba 1995 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee ejije, director, Odee akwụkwọ, university teacher Dezie
ụdị ọrụ yatheatre Dezie
onye were ọrụMahadum nke Ibadan, Mahadum nke Ilorin Dezie
ebe agụmakwụkwọThe Catholic University of America, Virginia Union University, Southern Baptist Theological Seminary, Mahadum nke Ibadan Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Nwazuluwa Onuekwuke "Zulu" Sofola (22 Juun 1935 - 5 Septemba 1995)[1] bụ nwaanyị onye edemede ejije mbụ e bịpụtara ọrụ ya na Naijiria.[2] Sofola bụkwa onye nkụzi mahadum wee bụrụ nwanyị mbụ Prọfesọ nke Theater Arts na Afrika

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Nwazuluwa Onuekwuke Sofola[3] na Bendel State nke ochie na ezinụlọ Nwaugbade Okwumabua na Chief Ogana Okwumabua ndi bu ndi Igbo site na Issele-Uku, Aniocha North Local Government Area, nke di na Delta Steetị . Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị nke Federal Gọọmentị na Asaba na Baptist Girls High School dị na Agbor, Delta steetị.  N'ihi ọrụ pụtara ìhè ọ nwere n'ụlọ akwụkwọ, e nyere ya ohere agụmakwụkwọ ka ọ gụchaa akwụkwọ sekọndrị na Nashville, Tennessee, USA  ọ nọrọ oge ya na-eto eto na n'oge agbọghọ ya na US, ebe ọ na-gaa akwụkwọ na Southern Baptist Seminary, nweta BA na aụsụ bekee na Mahadum Virginia Union dị na Richmond, Virginia na 1959.  Ọ nwetara MA ya na Drama (ide ejije na mbịpụta) site na Mahadum The Catholic University of America na Washington DC na afọ 1965.[4] Ọ laghachiri Naịjirịa na 1966, wee bụrụ onye nkuzi na ngalaba Theater Arts na Mahadum Ibadan, Oyo Steetị, ebe ọ nwetara PhD na Theater Arts (Tragic Theory) na 1977. 

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ejije ya "sitere na ọdachi mere n'oge gara aga ruo n'ihe ntọchị ma jiri usoro ọdịnala na nke Afrịka oge a"[5] Ọ na - eji "ihe anwansi, akụkọ ifo na emume iji tụlee esemokwu dị n'etiti ọdịnala na ọgbara ọhụrụ ebe oke ịbụ nwoke nọ."[6] A na-ewere ya dịka otu n’ime ụmụ nwanyị ndị kacha ama ama n’edemede Naịjirịa.[7] Ọ ka bụ ihe na-enye ndị ntorobịa n’edemede Afrika ume. Ụfọdụ ejije Sofola mere a na-egosikarị bụ Wedlock of the Gods (1972) na The Sweet Trap (1977), Ọ nwụrụ na 1995 mgbe ọ dị afọ 60.

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

  • Onyinye nsọpụrụ na mba ma na mba ofesi.[8]
  • Onye nwetara ohere agụmakwụkwọ nke a na-akpọ Fulbright Scholarship.[9]
  • Onye nọchịtere Naijiria anya na nzukọ mbu nke International Women Playwrights Conference.[10]

Ọrụ ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • The Deer Hunter and The Hunter's Pearl (1969), London: Evans Brothers.[11]
  • The Disturbed Peace of Christmas (1971), Ibadan: Daystar Press.[12]
  • Wedlock of the Gods (1972), Ibadan: Evans[13].
  • The Operators, Ibadan: Ibadan University, 1973.[citation needed]
  • King Emene: Tragedy of a Rebellion (1974), Heinemann Educational Books. ISBN 0-435-92860-0
  • The Wizard of Law (1975), Evans Bros. ISBN 0-237-49951-7
  • The Sweet Trap (1977); Ibadan: Oxford University Press. ISBN 0-19-575386-0
  • Old Wines Are Tasty (1981), Ibadan: Oxford University Press. ISBN 978-154-499-6
  • Memories in the Moonlight (1986), Ibadan: Evans Brothers.[14]
  • Queen Omu-ako of Oligbo, Buffalo: Paul Robeson Theatre, 1989.[15]
  • Eclipso and the Fantasia, Illorin, Nigeria: 1990.[16]
  • The Showers, Illorin, Nigeria: 1991.[17]
  • Song of a Maiden: A Play, Illorin, Nigeria: Heinemann, 1992.[citation needed]
  • Lost Dreams and Other Plays, Ibadan: Heinemann, 1992.[18]

Ọgụgụ ọzọ[19][dezie | dezie ebe o si]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Biography Àtụ:Webarchive, ′Zulu Sofola official website.
  2. "Nigeria's female writers have arrived" Àtụ:Webarchive, Sun newspaper (Nigeria), 11 December 2005.
  3. Ifeanyi Iyegbu, "Nwazuluwa Onuekwuke Sofola", Issele-Uku Association of North America.
  4. Biography Àtụ:Webarchive, ′Zulu Sofola official website.
  5. Margaret Busby, Daughters of Africa: An International Anthology of Words and Writings by Women of African Descent, London: Jonathan Cape, 1992, p. 450.
  6. "Sofola, Zulu", in Martin Banham, Errol Hill & George Woodyard (eds), The Cambridge Guide to African & Caribbean Theatre, Cambridge University Press, 1994; p. 82.
  7. Africa Database Àtụ:Webarchive
  8. Woman.NG (2017-12-23). First Women: Zulu Sofola - The First Female Professor Of Theatre Arts In Africa (en-US). Archived from the original on 2020-09-21. Retrieved on 2020-11-24.
  9. bookshy: 56 Years of Nigerian Literature: 'Zulu Sofola.
  10. Fitzsimmons, Linda (May 1989). "First Women Playwrights Conference". New Theatre Quarterly 5 (18): 123–123. DOI:10.1017/s0266464x00003018. ISSN 0266-464X. 
  11. Nigeria—The Challenge of (and for) the Female Playwright (en-US) (2017-06-25).
  12. Eni, Kenneth Efakponana (2012). "Zulu Sofola and the Nigerian Theatre Influences and Traditions". Creative Artist: A Journal of Theatre and Media Studies: 154–169. Retrieved on 29 May 2020. 
  13. Fuchs, Anne (1999). New Theatre in Francophone and Anglophone Africa: A Selection of Papers Held at a Conference in Mandelieu, 23-26 June, 1995 (in en). Rodopi. ISBN 978-90-420-0725-3. 
  14. Sofola, Zulu. (1986). Memories in the moonlight. Ibadan: Evans Brothers. ISBN 978-978-167-176-0. 
  15. PAUL ROBESON THEATRE NOISY 'QUEEN OMU-AKO' OFFERS A LOOK AT WEST AFRICAN CULTURE (en-us) (1989-05-03).
  16. SOFOLA, 'Zulu (29 May 2020).
  17. Publications, Europa (2003). International Who's Who of Authors and Writers 2004 (in en). Psychology Press. ISBN 978-1-85743-179-7. 
  18. Publications, Europa (2003). International Who's Who of Authors and Writers 2004 (in en). Psychology Press. ISBN 978-1-85743-179-7. 
  19. Publications, Europa (2003). International Who's Who of Authors and Writers 2004 (in en). Psychology Press. ISBN 978-1-85743-179-7. 

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]