Jump to content

Dayo Amusa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dayo Amusa
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoDayo Amusa Dezie
Aha ọmụmụDayo Amusa Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1984 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, filmmaker, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọMoshood Abiola Polytechnic, Mayflower School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Dayo Amusa Audio 

Mmalite ndụ na ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Dayo na Lagos . Ọ bụ nwa mbụ na ezinụlọ ise. Nne ya si Ogun state ebe nna ya si Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Mayflower School, Ikene. Dayo gụrụ Food Science Technology na Moshood Abiola Polytechnic tupu ya amalite ọrụ ya na 2002. Agbanyeghị na ọ na-eme ihe nkiri kachasị n'asụsụ Yoruba nke Nollywood, o mekwara ihe nkiri bekee. [1] [2] [3] [4] Dayo bu onye nwe ulo akwukwo PayDab School nke di ebe nabo Ibadan na Lagos. [5] [6]

  • Nollywood Female Face Of The Year 2017 Pink Awards
  • Best Actress Indenoius Nollywood Movies Awards 2014
  • Best Kiss In A Movie BON Awards 2013
  • Best Crossover Act YMAA 2014
  • Outstanding Performance 2010 The Ambassador Club
  • Outstanding Achievers Awards 2011
  • Diamond Special Recorgnition Award 2014
  • Merit Award 2013 J15 School Of Art
  • Achievers Award Of Honor J-KRUE 2013
  • Award Of Excellence 2016 AFamily

Otu Ahịrị egwu

[dezie | dezie ebe o si]
  • Aye Mii
  • Ayemi Remix ft Oritsefemi
  • Alejo
  • Fuo Uche M
  • Hụnanya Mama
  • Omodaddy

Ntughari

[dezie | dezie ebe o si]

 

Njikọ dị na mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  1. My relationship with Mike Ezuruonye — Nollywood actress Dayo Amusa. The Nation.
  2. Aiye Jobele. "I Missed Fatherly Care —Dayo Amusa".
  3. Nollywood Actress Dayo Amusa Drops New Single.
  4. Ayo Onikoyi. "I am not dating KWAM 1 — Dayo Amusa cries out". Retrieved on 2015-08-10.
  5. Dayo Amusa opens nursery school in Ibadan, Oyo State. Niger Gists. Retrieved on August 10, 2015.
  6. Gbenga Bada (May 27, 2015). Actress hosts 5000 kids and rewards lucky winner with N100K. The Pulse.