Aishatu Dahiru Ahmed
Ọdịdị
Aishatu Dahiru Ahmed
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 9th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Aishatu Dahiru Ahmed |
Aha ọmụmụ | Aishatu Dahiru Ahmed |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Ọgọọst 1971 |
Ebe ọmụmụ | Kaduna |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Fula, Asụsụ Hausa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, electrical engineer |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
ebe agụmakwụkwọ | University of Southampton, Nasarawa State University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party, All Progressives Congress |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Sen Aishatu Dahiru Ahmed | |
---|---|
Senator | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Adamawa Central | |
Àtụ:Str rep 2019 | |
Preceded by | Abdul-Aziz Nyako |
Personal details | |
Born | 11 Ọgọstụ 1971 |
Nationality | Nigerian |
Political party | All Progressives Congress |
Other political affiliations | People's Democratic Party (formerly) |
Education | University of Southampton |
Profession |
Aishatu Dahiru Ahmed (a mụrụ n'ụbọchị iri na otu nke ọnwa Ọgọọst afọ 1971) A mara dị ka Binani bụ onye sịnetọ Naịjirịa nke otu All Progressives Congress "APC" na-anọchite anya mpaghara Ome iwu etiti Adamawa n'Ọgbakọ nke itoolu . [1] Ọ bụ onye otu ụlọ omebe iwu na -anọchite anya mpaghara ugwu Yola/ Ndịda Yola South/ gọọmenti etiti Girei gara dịka onye otu People's Democratic Party na ọgbakọ nke asaa ( site n'afọ 2011 ruo afọ 2015). [2]
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya n'afọ 1971, ọ gara UK maka agụmakwụkwọ mahadum ya ebe ọ nwetara akara Diploma dị elu nke mba na Injinia Eletrik na Mahadum Southampton . [3] Ọ bụ onye isi oche ugbu a na Kọmitii Sineti na Ebumnuche Mmepe ga adịgide (SDGs). [4]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Ndujihe. "Women who will shape Ninth Senate", 4 March 2019. Retrieved on 2 July 2019.
- ↑ Jeremiah. "CSOs Endorse Hon. Aishatu Ahmed For Adamawa Central Senatorial Seat", 28 September 2018. Retrieved on 2 July 2019.
- ↑ Celebrities 28 04 13 (en). Issuu. Retrieved on 5 May 2020.
- ↑ Premium Times (en). Premium Times. Retrieved on 13 March 2021.