Judith Amaechi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Judith Amaechi |
aha enyere | Judith |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Disemba 1970 |
Ebe ọmụmụ | Enugwu Ukwu |
Dị/nwunye | Rotimi Amaechi |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, HIV/AIDS activist |
ebe agụmakwụkwọ | Rivers State University of Science and Technology, Federal Government Girls' College, Abuloma |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Dame Judith Obiajulu Amaechi (née Nwankwo; onye amụrụ na 24 December 1970) bụ nwunye nke gọvanọ nke Rivers Steti Governor Chibuike Amaechi. Ọ bụ onye isi Empowerment Support Initiative (ESI) nke na-eme mkpọsa megide ọrịa mminwụ 'HIV/AIDS', na-akwado ikike nke ụmụ nwanyị na ụmụaka, ma na-akwalite ọdịmma ụmụ nwanyị na nwata gender equity.[1]
A mụrụ Amaechi na 24 December 1970 n' Enugu Ukwu, Anambra State.[2] Ọ gara akwụkwọ Sekọdri na Federal Government Girls College, Abuloma . Ọ gara Mahadum Rivers State University of Science and Technology, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ dị ka Onye Ọrụ Ọmụma Obodo 'Urban and Regional Planning Professional'. Ọ lụrụ Chibuike Amaechi ma nwee ụmụ atọ.
Amaechi malitere ulo oru Empowerment Support Initiative 'Non-Governmental Organization (NGO)', na 16 October 2008. NGO a na-enye nkwado na ndụmọdụ bara uru maka ụmụ nwanyị na ụmụaka, karịsịa ndị kasị daa ogbenye.[3] Na June 2009,ebe o kwuruokwu n'oge Ụbọchi Ụmụnwanyi Mba Ụwa 'International Women's Day', Amaechi kpọrọ maka nyochaa iwu obodo na omenala ndị na-eme ka ndị inyom di ha nwụrụ nwee nsogbu, mgbe ụfọdụ ọ na-atụba ha na ịda ogbenye.[4] Na March 2010, ya na Manuela George-Izunwa, Kọmishọna Kansụl nke Ndị Nwanyi, gara Israel iji nyochaa ugbo ma kwurịta ọzụzụ na mmepe nke ọrụ ugbo n'etiti ndị inyom nọ na Rivers State.[5]
N'afọ 2009, Amaechi kwadoro usoro nchịkọta ndị na-adịghị mma maka ụmụaka Rivers State.[6] Ọ bụ onye siri ike na nkwado Iwu Ụmụaka na-abanye na steeti Rivers n'afọ 2010, na-achọ igbochi mmegbu ụmụaka.[7] N'August 2010, o meghere Ugboigwe na Nkwukọrịta Technology nke izu anọ, nke na-enye ọzụzụ kọmputa n'efu na ememe ndị na-eto eto na ndị isi ụlọ akwụkwọ sekọndrị.[8]
Ṅrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Her Excellency Dame Judith Amaechi – A Profile. Riversstate.gov.ng. Archived from the original on January 11, 2015. Retrieved on 2015-01-19.
- ↑ Mrs Amaechi Celebrates Birthday With Children. The Tide (January 1, 2010). Retrieved on 2010-09-20.
- ↑ As Empowerment Support initiative (ESI) Clocks One. The Tide (October 16, 2009). Retrieved on 2010-09-20.
- ↑ Clarice Azuatalam. "Amaechi’s wife seeks review of obnoxious laws", The Nation, June 23, 2009. Retrieved on 2010-09-20.
- ↑ Godwin Egba (March 24, 2010). Amaechi to Empower 2,500 Women. Daily Independent. AllAfrica. Retrieved on 2010-09-20.
- ↑ De-worming Co-ordinator Lauds Judith Amaechi. The Tide (July 13, 2009). Retrieved on 2010-09-20.
- ↑ Omolara Akintoye (March 7, 2010). Support child rights act -Rivers State First Lady. The Nation. Archived from the original on May 3, 2012. Retrieved on 2010-09-20.
- ↑ Clarice Azuata. "Amaechi’s wife harps on computer literacy", The Nation, 2010-08-27. Retrieved on 2010-09-20. Templeeti:Dead link
Ihe Nrita Nkwanyeugwu ya | ||
---|---|---|
Kwadoro site Mary Odili |
First Lady of Rivers State 26 October 2007 – 29 May 2015 |
onye nsota ya Eberechi Wike |