Kate Henshaw

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kate Henshaw
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereKate Dezie
aha ezinụlọ yaHenshaw Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Julaị 1971 Dezie
Ebe ọmụmụCalabar Dezie
IkwuAndre Blaze Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, Federal Government Girls College, Calabar, University of Calabar Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteAfrica Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role, Best of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie


Kate Henshaw

Kate Henshaw, ónyé ámàkwàrà dị́ka Kate Henshaw-Nuttall ámụ̀rụ̀ na 19 Julaị 1971, [1] [2] [3] bụ nwááfō Naịjirịa na- eme ihe nkiri . N'áfọ̀ 2008 ó rìtèrè íhé ńríté Africa Movie Academy Award maka onye kacha gbaa mbó ígósìpụ̀tà ákpárámàgwà ánà-èlégárá ányá n'éjìjé "stronger than pain".  

Mmàlíté Ńdù[dezie | dezie ebe o si]

Á mụ̀rụ̀ Henshaw na Cross River State, ọ́ bụ ñwá mbụ́ n’ime ụ́mụ̀ ànọ́. Kà ọ́ gụ̀chàrà akwụ́kwọ́ praịmarị na sekọ́ndị̀rị̀ na Lagos na Calabar, Naịjirịa, ọ nọ̀rọ̀ ọ́tụ̀ áfọ̀ na Mahadum Calabar na- àgú ákwụ́kwọ́ mmụ̀tá maka ezi ọ̀gwụ́gwọ́, m̀gbè émèsìrì,ò were gbákwàsá úkwū na Medical Microbiology na School of Medical Lab Science ,LUTH (Lagos University Teaching Hospital) na légōs . Henshaw rụ̀rụ̀ ọ́rụ́ na ụ́lọ̀ọ́gwụ̀ jénàra nke steeti Bauchi . [2] Tupu ọ̀ bànyé ị́mī ihe ńkírí, Henshaw rụ̀rụ̀ ọ́rụ́ dịka mmádụ̀ ímààtụ̀, na-ègósìpụ̀tá n'ọ̀tụ́tụ́ àzụ́máhị́á nke gúnyéré ḿbípụ̀tá na ị́gbásàrà ndị shield deodrant ózí na televishonu. [4]

Ọ́rụ́[dezie | dezie ebe o si]

N'áfọ̀ 1993, Henshaw gàrà ḿnwàlé màkà ónyé ǹdú na íhé nkírí Sun sets ma nwétá ọ́rụ́ a.Nke a bụ mbídó ya na ñnúkwú ihe nkírí Nollyood . [2] Henshaw èsówàpụ̀tányélá n'íhé kárị́rị́ éjìjé ìrí ànọ́ na ìsé.[5]

N’áfọ̀ 2008, ó nwètàrà íhé ńrítá Africa Movie Academy Award màkà ngósìpụ̀tà ézígbò ákpárámàgwà nlégárá ányā n'éjìjé"stronger than pain". Á họ́pụ̀tàrà ya dịka nwanyị káchá mà bụ́rù ónyé ákpárámàgwà éjìjé ya pụ̀tàrà ìhè kárịá na "African Movie Academy Award na 2018", na íhé ńkírí "Roti". ọ́ bụ̀zì “ The face of Onga ”. [2] Henshaw bụ onye ọka íkpé na Naịjirịa Got Talent .

./Special:FilePath/Kate_Henshaw_on_set_with_Chioma_Toplis_("Stolen_Bible"_2004).jpg

Ńghọ̀tá Éjìjé ńdí ọ́ nọ̀[dezie | dezie ebe o si]

  • <i id="mwQw">Above Death: In God We Trust</i> (2003)
  • <i id="mwRg">A Million Tears</i> (2006)
  • <i id="mwSQ">My Little Secret</i> (2006)
  • <i id="mwTA">Stronger Than Pain</i> (2007)
  • <i id="mwTw">Show Me Heaven</i> (2007)
  • Aremu The Principal (2015)[6]
  • Chief Daddy (2018) [7]
  • New Money (2018)
  • The Ghost and the House of Truth (2019)[8]
  • <i id="mwYg">4th Republic<i> (2019)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Kate Henshaw is 40!". Retrieved on 22 August 2012.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Profile of Henshaw-Nuttall at her Website. Archived from the original on 2018-07-24. Retrieved on 2009-10-08.
  3. "2012: A Dramatic Year For Nigerian Artistes". Retrieved on 24 January 2013.
  4. Kate Henshaw and Basorge Tariah in the Best Sitcom of the Year
  5. Filmography at IMDB. Retrieved on 2009-10-08.
  6. 'Aremu the Principal': Watch Kate Henshaw, Queen Nwokoye, Oyetoro Hafiz in trailer for new movie. Chidumga Izuzu. Retrieved on 20 May 2015.
  7. Chief Daddy | Netflix. Retrieved on 2019-11-13.
  8. The Ghost and the House of Truth. Retrieved on 2019-11-13.