Önwa mbu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Önwa ụzụ Alụsị -   Önwa mbu -   Önwa abụa -   Önwa ife Eke -   Önwa anọ -   Önwa Agwụ -   Önwa Ifejiọkü -   Önwa Alọm Chi -   Önwa ilo mmụọ -   Önwa ana -   Önwa Okike-Ajana -   Önwa ede Ajana 

Na ogúafọr ndi Julian ma Gregorian, Jenụwarị bụ ọnwa mbụ na afọ nile, bụ otu ọnwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri atọ na otu). Ma ụbọchi kena, otu afọ nwere ọnwa iri na abụọ.

Venceslao, 1390-1400, Önwa mbu