Ụmụ nwanyị na Naịjirịa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

   

 

 

Women in Nigeria
Nigerian women
General Statistics
Maternal mortality (per 100,000) 630 (2010)
Women in parliament 6.7% (2012)
Women over 25 with secondary education NA
Women in labour force 50% (2017)[1]
Gender Inequality Index[2]
Value 0.680(2021)
Rank 168th out of 191
Global Gender Gap Index[3]
Value 0.639 (2022)
Rank 123rd out of 146

 

Enweghị mmepe nke Naịjirịa banyere ọnọdụ ụmụ nwanyị ha, n'ihi ihe mere eme n'oge gara aga nke mmegbu na mmegide, emeela ka akụ na ụba, agụmakwụkwọ, okpukpere chi, ọdịbendị, mmekọrịta mmadụ na ibe ya, echiche na mmekọrịta mmadụ na eze.[4] Ọrụ dịri ụmụ nwanyi.na Naịjirịa dịgasị iche iche na ụsoro okpụkpere chị, ọdịbendị na ihe gbasara odidi ala.[5][6] Otú ọ dị, ọtụtụ ọdịbendị Naijiria na-ahụ ụmụ nwanyị naanị dị ka nne, ụmụnne nwanyị, ụmụ ada, na ndị nwunye.[7][8] Dịka ọmụma atụ, ụmụ nwanyị nọ n'ebe ndida ugwu Naịjirịa nwere ike ịnọ naanị ha n'ụlọ karịa ụmụ nwanyị nọ na ndịda Naịjirị, ndị na-esokarị na ndụ ọha.[9][10] Na Southern Nigeria, ndị inyom di ha nwụrụ na-enweta mmegbu dị iche iche site na ndị ọgọ ha nke gụnyere ịmanye ha ịṅụ mmiri eji saa di ha nwuru anwụ ahụ, ihi ụra n'ala nkiti, iyi uwe ojii, na ịjụ na ha ama keta oke na akụ na ụba nke di ha nwụrụ. anwụ nwere tupụ ownụọ[11] Ihe ịma aka nke oge a maka ụmụ nwanyị Naịjirịa gụnyere alụmdi na nwunye ụmụaka, ibe ụmụ nwanyị ụgwụ ịdina ụmụ nwanyị n'ike, na imegbụ ụmụ nwanyị n'ụlọ[12].[13][14][15] Enweghị ọhụha n' ebe nwoke na nwanyị nọ na Naịjirịa bụ nsogbu nọ anọ na Naijrira, steeti Naijirira gbara oke nke 168 n'ime mba 191 na Gender Inequality Index.

ịhe na emetuta ndi madu n'obodo[16][dezie | dezie ebe o si]

Alụmdi na nwunye ụmụaka[dezie | dezie ebe o si]

Alụmdi na nwunye ụmụaka[17][18] bụ ihe a na-ahụkarị na Naịjirịa, na ihe dị ka 43% nke ụmụ agbọghọ na-alụ di tupu ha eruo afọ 18, na 17% tupu ha erue afọ 15.[13] Otú ọ dị, mmụba ahụ dịgasị iche site na mpaghara.[13] Ọnụ ọgụgụ ọmụmụ zuru ezu nke Naịjirịa bụ ụmụaka 5.07 / nwanyị.[19] Ịmụ ụmụ ọtụtụ nke dị na Naịjirịa nwere nmekọta na nsogbu ngasara agahi n' iru nke akụ ana ụba obodo anyi ya na enweghị mmepe nke obodo.[20][21]

Mmegide di n'ụlọ[22][dezie | dezie ebe o si]

Page 'Domestic violence in Nigeria' not found

Ịgba akwụna na ihe kpatara ya[23][dezie | dezie ebe o si]

Page 'Prostitution in Nigeria' not found

Ihe Ndị Na-akpata ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Ịda ogbenye
    1. Ịda ogbenye bụ isi ihe na-akpata ịgba akwụna na Naịjirịa. Ụmụ nwanyị dika ndi di ya nwụrụ anwụ, ndị na ibirozị na be dị ha, ndi na enedo ụm̀ụ ha nanṅị ha na ndi na enwrọ nne na nna ma ha enwerọ enyemaka aka ma obu oru na agbabanye na igba akwụna ma si naya na enweta ihe ha na ụmụ ha ga eri.
  • Mmetụta nke ndi ụmụ nwoke na Naijiria bara ọgaranya
    1. Akụkọ banyere azụmahịa iwu na-akwadoghị na ịgba akwụna enweghị ike izụ oke ma ọ bụrụ na ekwughị banyere ndị ụmụ nwoke Naijiria bara ọgaranya na-akwado ndị akwụna, si otú a na-agba ha ume ma na-emekwa ka azụmahịa iwu na'ụzọ iwu na-akadoghi na abawanye na mba Naijirria .Iji kwado ihe akụkọ a, mgbe ọ bụla ndị isi gọọmentị anyị na ndị ọchụnta ego ndị ọzọ batara n'obodo ukwu maka ihe gbasara azụmahịa gọọmentị, ha na-enwekarị oge iji zụọ ike ha na ụmụ agbọghọ na-eto eto nke ndị na-ere ahịa na ndị yiri ha ga akpọtara ha. Emecha, ha na ejiri nukwu ego nke ka buchara na orị na ofịsi ha we bunye ụmụ a na-eto eto.
  • Gọọmentị Ọjọọ na agaghi na iru nke akụ n' ụba
    1. Ndị agha a zụrụ iji chebe ndụ na ihe onwunwe nwetara onwe ha n'ọfịs ndọrọ ndọrọ ọchịchị, oge akụ na ụba siri ike mana n'ihi anyaukwu na enweghị ike imezi ịhe otu okweziri, ha gbanwere akụ na ụba mba Naijiria ka ọ bụrụ ihe na-enweghị isi, N'ihi ọnodụ a, ọmanyere ụmụ nwanyị na ịgba akwụna iji gbanarị ọnọdụ akụ na ụba dị njo nke mba Naijiria nọ na ya. Ihe ọzọ bụkwa, agwa goomenti gbasara agumakwụkwọ, na ịkwado ndi na enwghi ka oha ha ka ha guba akwukwo sokwa na ihe kacha buru nzogbụ.
  • Ijikọ ụwa ọnụ
    1. Mmekọrịta ụwa na-imekwa ka ndị mmadụ na-aga-fe ngwa ngwa na mba ofesi na nke mba ụwa, sikwa ọtú a na akwado ma na-agba ume ime njem ma nmekọahụ na ịzụ ahịa maka ịgba akwụna, ọkachasị n'etiti ndị nọ n'afọ iri na ụma dị n'agbata afọ ịrị na-atọ na ịrị na-asa.
  • Ụlọ Akwụkwọ Okpukpere chi
    1. Ụlọ ọrụ mmekọrịta ọha na eze ndị a adaala n'ọrụ diri ha n'ịkwụsị ndi madu ịgba ọsọ na-enweghị isi gbaba n'azụmahịa ịgba akwụna nke iwu na-akwadoghị. Ndị nne na nna na ndị na-elekọta ụmụ ntakiri na enwebu ochịchọ na iziga ụmụ ha n'ụlọ akwụkwọ okpukpere chị dị otú ahụ, maka ụdị mmetụta aturu anya na ọ ga-enwe na ndụ ụmụ ha na-eto eto .N'ụzọ dịka ikwado ime ezigbo omụme, maka onye ọbula nka gbasatara.
Time Line Significant Events
1960-1966: Àtụ:Awrap
  • Nigeria Gained Independence in 1960, a time where only 4 women served in political positions throughout the whole country
  • This was an increase in positions, however, compared to male representation a low one
  • 1960: Wuraola Esan becomes the first female in federal Parliament
  • Women were still largely left out of government happenings[24]
1979-1983: Àtụ:Awrap
  • Participation of women in politics increases; a few women are elected into the House of Representatives and the state houses of Assembly
  • Yet, only two women were Federal Ministers: Chief Janet Akinrinade and Mrs. Ebun Oyagbola
  • First Nigerian Women appointed to senate: Ms. Franca Afegbua[24]
Military Rule in 1983
  • The Buhari led a military ruled period (1983 Nigerian coup d'état)
  • First formal quota system introduced by Federal Government directing that at least one women was required to be appointed as a member of the Executive council in each state: all the states complied
  • Early 1990s: Alhaja Latifat Okunuu of Lagos State and Mrs. Pamela Sadauki of Kaduna State appointed as Deputy Governors
  • Still no female minister or member of the defunct Supreme Military council or Armed Forces Ruling council[24]
1992-1993: Àtụ:Awrap
  • Senatorial Elections held in 1992: Mrs. Kofoworola Bucknor was the only woman to win a seat in the senate
  • Very few women won seats in the House of Representatives
  • In 1993, President Ibrahim Babangida appointed two female ministers: Mrs. Emily Aiklmhokeude and Mrs. Laraba Dagash
  • The General Sani Abacha administration had a number of female ministers in the cabinet as well[24]
1993–present
  • Female representation has remained low
  • The 2021 Global Gender Gap report ranked Nigeria 139th of 156th countries with the largest gender gaps
  • In the 2019 election, 47.14% of registered voters were women and only 13% of candidates were women
  • Women who want to participate in politics still face a backlash from Nigerian men in the form of gender stereotypes assigning leadership to men, unpaid labour (housework/childcare) and sexual assault all of which place them at a disadvantage[24]
  1. "Labor force participation rate, female (% of female population ages 15-64) (Modeled ILO estimate) | Data".
  2. "Human Development Report 2021/2022" (PDF). HUMAN DEVELOPMENT REPORTS. Retrieved 23 December 2022.
  3. "Global Gender Gap Report 2022" (PDF). World Economic Forum. Retrieved 1 March 2023.
  4. F. Adetowun Ogunṣhẹyẹ (1988). Nigerian women and development. Ibadan, Nigeria: Ibadan University Press, 5. ISBN 978-121-219-5. OCLC 21334024. 
  5. Mitchell (2016-03-22). 7. Theories explaining gender differences in religion (en-US). Pew Research Center's Religion & Public Life Project. Retrieved on 2022-12-12.
  6. Andrews. Council Post: How Culture Impacts Our Value Of Women (en). Forbes. Retrieved on 2022-12-12.
  7. Sibani (July 2017). "Gender Inequality and its Challenge to Women Development in Nigeria: The Religious Approach". Unizik Journal of Arts and Humanities 18 (2). DOI:10.4314/ujah.v18i2.25. 
  8. Agbasiere (22 December 2015). Women in Igbo life and thought. ISBN 978-1-136-35893-7. OCLC 933433211. 
  9. Usman Al-amin (22 November 2018). "Gender and Religion in Nigeria: The Role of Northern Nigerian Muslim Women in National Development". Journal of Science, Humanities and Arts 5 (9): 1–22. DOI:10.17160/josha.5.9.503. 
  10. Afolabi (2019). "The Invisibility of Women's Organizations in Decision Making Process and Governance in Nigeria". Frontiers in Sociology 3. DOI:10.3389/fsoc.2018.00040. 
  11. Property inheritance: Widows’ endless battle against oppression, search for equity (en-US). Punch Newspapers (2022-10-29). Retrieved on 2023-01-01.
  12. Nigeria: Domestic Violence - Nigerian Women At Risk (en). allAfrica.com (2022-04-26). Retrieved on 2022-05-25.
  13. 13.0 13.1 13.2 Atlas.
  14. Okeke (2012). "An Overview of Female Genital Mutilation in Nigeria". Annals of Medical and Health Sciences Research 2 (1): 70–73. DOI:10.4103/2141-9248.96942. PMID 23209995. 
  15. Rape Culture - Women's & Gender Center. www.marshall.edu. Archived from the original on 2023-01-11. Retrieved on 2022-12-12.
  16. OHCHR | Tackling the challenges faced by women human rights defenders through a gender lens (en). OHCHR. Retrieved on 2022-12-12.
  17. Nigeria: Child Marriage Violates Girls’ Rights - Nigeria | ReliefWeb (en). reliefweb.int. Retrieved on 2022-12-12.
  18. ENDING CHILD MARRIAGE IN NIGERIA – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2022-12-12.
  19. CIA - The World Factbook -- Rank Order - Total fertility rate. www.cia.gov. Archived from the original on 2007-06-13.
  20. Nigeria high fertility rate fueling underdevelopment — Experts (10 April 2018).
  21. Rosenthal. "Nigeria Tested by Rapid Rise in Population", The New York Times, 14 April 2012.
  22. Domestic Violence - Men, Women, And Children - Police Managers' Guild Trust (en-GB) (2019-08-12). Retrieved on 2022-12-12.
  23. Domestic Violence - Men, Women, And Children - Police Managers' Guild Trust (en-GB) (2019-08-12). Retrieved on 2022-12-12.
  24. 24.0 24.1 24.2 24.3 24.4 ELECT HER Report.pdf. Google Docs. Retrieved on 2022-05-02.