Abdulahi Bala Adamu
| Akụkụ nke | Nigerian senators of the 4th National Assembly |
|---|---|
| Ụdịekere | nwoke |
| Mba o sị | Naijiria |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Taraba |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Hausa, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Abdulahi Bala Adamu | |
|---|---|
| Senator for Taraba North | |
| In office May 1999 – May 2003 | |
| Succeeded by | Zik Sunday Ambuno |
| Personal details | |
| Born | |
A họpụtara Abdulahi Bala Adamu dịka Senator n'ahụ maka mpaghara mgbago ugwu Taraba nke dị na Taraba State, Naijiria na mbido mba nke anọ na Naijiria, n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ochịchị People's Democratic Party (PDP). Ọ batara n'ụlọ ọrụ n'ụbọchị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Mee afọ 1999. [1]
Adamu bụ onye ode akwụkwọ nke Gọọmentị Taraba Steeti n’etiti afọ 1994 na 1997. [2] Ọ bụ onye otu onye hiwere otu ndọrọ ndọrọ ochịchị All People's Party (APP) na Taraba Steeti, mana ọ kwagara PDP ebe ọ natara ikike maka ntuli aka nke afọ 1999 izọ ọkwa Sineti mgbago ugwu Taraba. [3] Mgbe ọ nọsịrị n'oche Sineti n'ọnwa juun afọ 1999, a họpụtara ya na kọmitii Iwu na Usoro, Nchebe na ọgụgụ isi, Ikpe ikpe, Sayensi na teknụzụ (osote onye isi oche), akụrụngwa mmiri na ozi (osote onye isi oche). [4]
Ka ọ na-eru ọnwa Ọgọstụ afọ 2002, Adamu amalitela ịgba mbọ ka ahọpụta ya dịka Gọvanọ nke Steeti Taraba. [3] Ka osinadị, gọvanọ na-achị mgbe ahụ bụ Jolly Nyame ji mmaji buru ibu merie ntụli aka. [5] N'ọnwa Mee afọ 2009, Onye Ozi nke FCT, Sinetọ Muhammad Adamu Aliero, ñụbara Adamu n'iyi dịka odeakwụkwọ na-ahụ maka mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Federal Capital Territory . [6]
Ntụgharị
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA LEGISLATIVE ELECTION OF 20 FEBRUARY AND 7 MARCH 1999". Psephos. Retrieved 2010-06-25.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- 1 2 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Yekeen Nurudeen (6 May 2009). "Aliero inaugurates two mandate secretaries". Nigerian Compass. Retrieved 2010-06-25.
- Pages with script errors
- Mmadụ ndi di ndụ
- Category:Ndi afọ amụrụ ha furu efu (ndị di ndụ)
- Category:Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke Narị afọ iri abụọ n'otu
- Category:Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke Narị afọ iri abụọ
- Category:Ndị Ode akwụkwọ Gọọmentị steeti
- Category:Ndị Taraba Steeti
- Category:Ndị otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị PDP
- Category:Ndị otu sineti Naijiria
- Category:Ndị otu ndọrọ ndọrọ ọchịchi All Peoples Party (Naijiria)