Abdulkadir Kure

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdulkadir Kure
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAbdulkadir Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Febụwarị 1956 Dezie
Ebe ọmụmụLapai Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya8 Jenụwarị 2017 Dezie
Ebe ọ nwụrụJémanị Dezie
ihe kpatara ọnwụdisease Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Niger State Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

Abdulkadir Kure (26 Febrụwarị 1956 – 8 Jenụarị 2017) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke jere ozi dịka Gọvanọ nke steeti Niger na Naịjirịa site na 29 Mee 1999 ruo 29 Mee 2007.[1]  Ọ bụ onye otu People's Democratic Party (PDP).  Na Mee 2000, o webatara iwu Sharia na steeti Niger.[1][2]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Kure lụrụ Zainab Abdulkadir Kure, onye bụbu onye ọrụ gọọmentị na, malite na 2007, onye otu Senate nke Naijiria ruo n'afọ 2015. Zainab Abdulkadir Kure onye ọrụ gọọmentị Naịjirịa Senate Ha nwere ụmụ nwanyị abụọ na ụmụ nwoke anọ.[3]

Kure si n'ọchịchị ime obodo Lapai nke steeti ahụ, o nwere utu aha ọdịnala nke Rani Lapai. Lapai Rani Lapai Ọ nwụrụ na 8 Jenụwarị 2017 na Germany mgbe ọ dị afọ 60. Germany[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mnodu. Nigeria: Shock As Abdulkadir Kure Dies At 61. All Africa. Retrieved on 28 January 2019.
  2. Kure, What NIgerians say about him | Newsline Newspaper. www.newsline.org.ng. Archived from the original on 2021-05-24. Retrieved on 2021-05-24.
  3. Abubakar. "Women better politicians than men –Senator Zainab Kure", Daily Trust, Media Trust Limited, via allafrica.com, 2007-10-21. Retrieved on 2007-10-21.
  4. Abdulkadir Kure, former Niger governor, dies at 60 in Germany. Tribune (8 January 2017). Retrieved on 2 February 2017.