Abdullahi Bala
Ọdịdị
Abdullahi Bala
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Maachị 1967 |
Ebe ọmụmụ | Suleja |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | academic, odee akwụkwọ |
ụdị ọrụ ya | osote onyeisi mahadum |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University |
Abdullahi Bala (amụrụ n'afọ 1967) ọ bụ onye nkuzi Naijiria, onye edemede na prọfesọ nke sayensị ala. Ọ bụ osote onye isi nke Federal University of Technology na Minna site na n'afọ 2017 ruo n'afọ 2022.[1][2]
A mụrụ Bala na Suleja, na steeti nkà Niger. O nwetara nzere bachelọ ya nke sayensị na Mahadum Ahmadu Bello; nzere masta na kemịkalị ala na Mahadim nke Reading, na nzere doctorate na microbiology ala na Wye College.[3]
Tupu a họpụta ya dịka osote chancellor ọ rụrụ ọrụ na Independent Policy Group, Abuja; International Institute of Tropical Agriculture, Kano, na dịka osote osote chancelor Academics na Federal University of Technology.[4]
Edemsibe
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Photonews: Official Inauguration of Prof. Abdullahi Bala as the 7th VC F.U.T Minna. Archived from the original on April 27, 2018. Retrieved on April 26, 2018.
- ↑ Olubiyi. Futminna Inaugurates New VC, Prof Bala – As Prof Akanji Bows Out – Prof Bala Vows To Improve IGR (en-gb). Archived from the original on April 9, 2018. Retrieved on April 8, 2018.
- ↑ FUT, Minna gets new VC – Vanguard News. Vanguard News (September 13, 2017). Archived from the original on April 8, 2018. Retrieved on April 9, 2018.
- ↑ FUT Minna gets new Vice Chancellor – Daily Post Nigeria. Daily Post Nigeria (September 13, 2017). Archived from the original on April 9, 2018. Retrieved on April 9, 2018.