Abimbola Fashola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abimbola Fashola
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Eprel 1965 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Dị/nwunyeBabatunde Fashola Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie

Abimbola Fashola (a muru na ụbọchịnke nke isii n’ime ọnwa Eprel n’afọ 1965) bu onye bụbu nwanyi mbu nke Lagos Steeti ma burukwa nwunye Babatunde Fashola . [1]

Mmalite ndụ na ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A muru ya n'ụbọchị nke isii n’ime onwa Eprel 1965, n’Ibadan, isi obodo Ọyọ Steeti, na Ndịda anyanwụ nke Naijiria . [2] [3] A zụrụ ya dịka odeakwụkwọ na Lagoon Secretarial College dị na Legos steeti, ebe ọ nwetara asambodo diplọma. O mechara nata asambodo na Kọmputa sayensị na Mahadum nke Lagos . [4] Ọ rụrụ ọrụ nwa obere oge dịka onye ntaakụkọ nọ ọzụzụ na Daily Sketch tupu o sonye na ọrụ ndị British Council n'afọ 1987, mana ọ gbara arụkwaghịm n'afọ 2006 mgbe a họpụtara di ya Babatunde Fashola dị ka onye na-ebu ọkọlọtọ nke pati ya na onye ga-azọ ọchịchị gọvanọ nke ndị otu a mabu dịka Action Congress nke Nigeria . [5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Kofoworola Bucknor
  • Adejoke Orelope-Adefulire

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]