Ada Osakwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ada Osakwe |
aha enyere | Ada |
aha ezinụlọ ya | Osakwe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1980 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, economist, Onyeisi azụmahịa, investor |
ụdị ọrụ ya | Ọrụ ugbo, ụlọ ọrụ nri |
onye were ọrụ | African Development Bank |
Ọkwá o ji | chief executive officer |
ebe agụmakwụkwọ | University of Hull, Northwestern University, Kellogg School of Management, University of Warwick |
Ebe obibi | Lagos |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1990 |
affiliation string | Agrolay Ventures |
agbụrụ | Ndị Igbo |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2019 |
Ihe nrite | Young Global Leader |
Ada Osakwe bụ onye na-ahụ maka akụ na ụba Naịjirịa, onye ọchụnta ego na onye isi ụlọ ọrụ, onye o bu ya guzobere na onye isi ọrụ nke Agrolay Ventures, ụlọ ọrụ na-etinye ego maka ịba ụba na Naịjirịa, nke na-etinye ego na ụlọ ọrụ ndị metụtara nri ugbo Africa. [1] Site na Nọvemba 2012 rue onwa Meh 2015, Osakwe bu onye ndumodu gbasara okwa ndumodu nke Minista oru ubi na mmepe ime obodo na Naijiria, Akinwumi Adesina[2]
Ndabere na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Osakwe na Nigeria na abali abuo nke onwa Septemba, 1981. [3] Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Lagos maka agụmakwụkwọ A-Level, [4] wee gụchaa akwụkwọ na Mahadum nke Hull, na United Kingdom, wee nweta nzere bachelọ nke sayensị na akụnụba. Ọ nwetara Master of Science nke Economics na Finance na Mahadum Warwick, dịkwa na UK. Ọ jikwa Masters na isi nchịkwa azụmahịa, nke Ọ nwetara na Kellogg School of Management, na Mahadum Northwestern, na Evanston, Illinois na United States.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Osakwe buru ụzọ rụọ ọrụ dị ka onye na- azụ ego na BNP Paribas na ụlọ ọrụ ha di na London. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ndị na-ahụ maka itinye ego na African Development Bank (AfDB)[1], ọkachasị na mpaghara nke akụrụngwa ego, Ọ jere ozi n'ọkwa ahụ afọ anọ. ọ nọ na Tunisia . Ọmechara, rụa ọrụ dị ka osote onye isi na Kuramo Capital Management, ụlọ ọrụ na-ere ahịa na nzuzo na New York City . [1] [5]
Mgbe ọ rụchara ọrụ na Ministri na ahu maka ọrụ ugbo nke Naịjirịa, Osakwe guzobere Agrolay Ventures. O guzobekwara Nuli Juice, ọ tutu ụlọ oriri na ọnụnu na Nigeria[6]. Na 2017, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi na otu Acre Fund, otu ụlọ ọrụ na- abụghị gọọmentị na -ahụ maka ego na agụmakwụkwọ na-elekọta obere ndị ọrụ ugbo na Burundi, Kenya, Malawi, Rwanda, Tanzania na Uganda .
Onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Na onwa Disemba 2014, akporo Osakwe n'etiti “Umu nwanyi iri abuo na-eto eto n'ike na Africa na afo 2014”, nke Forbes Magazine[7] dere .
Hụ kwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ọrụ ugbo na Nigeria
- Amira Elmissiry
- Adiat Disu
- Amy Jadesimi
Ihe Ndị Ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Onye ọchụnta ego nke na-eche na Nigeria ahapụla obere azụmahịa iji lekwasi anya naanị na COVID-19. [8]
Ada Osakwe ghọrọ onye Africa mbụ na-ikwu okwu na mmemme mkpọkọta nke Kellogg School of Management. [9]
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 AfDB (23 May 2016). African Development Bank Group: Annual Meetings, Lusaka: May 23 - 27, 2016: Speakers: Ada Osakwe, Chief Executive, Agrolay Ventures. African Development Bank (AfDB). Archived from the original on 7 November 2017. Retrieved on 1 November 2017.
- ↑ AfDB (23 May 2016). "African Development Bank Group: Annual Meetings, Lusaka: May 23 - 27, 2016: Speakers: Ada Osakwe, Chief Executive, Agrolay Ventures". Abidjan: African Development Bank (AfDB)https://web.archive.org/web/20171107010428/https://www.afdb.org/en/annual-meetings-2016/speakers/ada-osakwe/. Archived from the original on 7 November 2017. Retrieved November 2017
- ↑ Nsehe (4 December 2014). The 20 Youngest Power Women In Africa 2014. Forbes.com. Retrieved on 26 November 2017.
- ↑ MoveBackToNigeria (31 May 2013). Move Back to Nigeria: Ada Osakwe Takes the Leap from Private Equity Fund Investor to Special Investment Advisor to the Nigerian Minister of Agriculture. Bellanaija.com. Retrieved on 1 November 2017.
- ↑ One Acre Fund (1 November 2017). One Acre Fund: Governing Board: Ada Osakwe, Founder and Chief Executive, Agrolay Ventures. One Acre Fund. Retrieved on 1 November 2017.
- ↑ One Acre Fund (1 November 2017). "One Acre Fund: Governing Board: Ada Osakwe, Founder and Chief Executive, Agrolay Ventures". Kakamega: One Acre Fund. Retrieved 1 November 2017.https://oneacrefund.org/about-us/board-and-advisors/governing-board/ada-osakwe/
- ↑ [1]
- ↑ "The entrepreneur who feels Nigeria has left small business to navigate COVID-19 alone", cnbcafrica, 23 June 2020. Retrieved on 25 June 2020.
- ↑ Ajumobi. "Ada Osakwe becomes first African to give a speech at the convocation ceremony of Kellogg School of Management", businessday, 21 June 2020. Retrieved on 21 June 2020.